Naomi Polk

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Naomi Polk
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereNaomi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1892 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1984 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà Dezie

Naomi Polk (1892 May 1, 1984) bụ ónyé America na-ese ihe.

Mbido ndụ na akụkọ ezinụlọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Naomi Polk (née Howard) na 1892 [ebe?] na Woodson na Josephine (née ) . Ọ sitere na Cherokees n'akụkụ nnà ya na ndị ohu Africa n'akụkụ nné ya. Ọ gara Gregory School na Booker T Washington School na Houston tupu ọ kwụsị iji nyéré aka zụlite ụmụ nwanne ya. Ọ tolitere na Fourth Ward na Acres Homes, mgbe ahụ ọ bụ mpaghara Houston.[1]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Polk lụrụ Bill Myers, ónyé ya na ya mụrụ ụmụ atọ tupu ónyé uwe ojii Dallas egbuo ya na 1933.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Polk kwagara Acres Homes, n'afọ ndị 1950 mgbè ọ ka bụ mpaghara Houston. Ọrụ nka na ide ihe nke ndụ ya tụfuru ya mgbe ụlọ ya gbara ọkụ n'ebe ahụ na 1961. Ọ rụrụ ọrụ ọtụtụ afọ na-anwa imezigharị ihe osise na uri furu efu n'ọkụ. O dekwara usoro ihe osise mmírí a na-akpọ Lonesome Road. O gosighị ọrụ nka ya n'oge ndụ ya.[1]

Ọnwụ na ihe nketa[dezie | dezie ebe o si]

Polk nwụrụ na Houston na Mee 1, 1984.[1]

Ihe ngosi nke ọrụ ya pụtara mgbè ọ nwụsịrị. Diverse Works na Leslie Muth Gallery na Houston gosipụtara ọrụ ya. Ihe ngosi njem "Handmade and Heartfelt: Folk Art in Texas" gosipụtara nka ya na 1987.[1] A na-edebe akwụkwọ ya na Houston Metropolitan Research Center.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Adele. Polk, Naomi. Texas State Historical Association. Retrieved on September 11, 2020. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "hto" defined multiple times with different content
  2. Naomi H. Polk Collection MSS.0270. Retrieved on September 11, 2020.