Ndidi Madu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Ndidi |
| Aha ezinụlọ ya | Madu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Maachị 1989 |
| Ebe ọmụmụ | Nashville |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Florida |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Florida Gators women's basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2013 FIBA Africa Championship for Women, 2015 FIBA Women's AfroBasket, 2017 FIBA Women's AfroBasket |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NCAA Division I women's basketball |
Ndidi madu (a mụrụ n'ọnwa Maachị n'ụbọchị nke 17, afọ 1989) bụ onye Naijirịa a mụrụ n'Amerịka na-eme egwuregwu, onye gwuru egwuregwu basketbọọlụ ikpeazụ n'otu Broni na otu basketbọọlụ mba Naijirịa . [1]
Ọnụ ọgụgụ Flọrịda
[dezie | dezie ebe o si]Nsipụta [2]
Templeeti:NBA player statistics legend
| Year | Team | GP | Points | FG% | 3P% | FT% | RPG | APG | SPG | BPG | PPG |
|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
| 2007-08 | Florida | 1 | 3 | 50.0% | 0.0% | 50.0% | 3.0 | - | - | - | 3.0 |
| 2008-09 | Florida | 26 | 62 | 51.0% | 0.0% | 50.0% | 1.8 | 0.3 | 0.3 | 0.3 | 2.4 |
| 2009-10 | Florida | 32 | 121 | 35.0% | 0.0% | 59.5% | 2.9 | 0.5 | 0.5 | 0.3 | 3.8 |
| 2010-11 | Florida | 35 | 251 | 45.4% | 0.0% | 76.7% | 5.0 | 0.5 | 0.5 | 0.4 | 7.2 |
| 2011-12 | Florida | 33 | 165 | 39.7% | 28.0% | 61.5% | 4.3 | 1.2 | 0.6 | 0.3 | 5.0 |
| Career | 127 | 481 | 41.9% | 28.0% | 62.5% | 3.6 | 0.6 | 0.5 | 0.3 | 3.8 |
Ọrụ mbaụwa
[dezie | dezie ebe o si]O sonyere na Afrobasket ụmụ nwanyị nke afọ 2017 . [3] Ọ gbara ọkara 3.9 pts, 3.9 RBG na 1.6 APG n'oge asọmpi ahụ. [4]
Ọnụ ọgụgụ FIBA
[dezie | dezie ebe o si]N'oge asọmpi FIBA Africa maka ụmụ nwanyị n'afọ 2013, o nwetara nkezi 9.3 n'otu egwuregwu. N'oge iko FIBA Africa 2014 maka agba ikpeazụ nke klọb ụmụ nwanyị, ọ gbara ọkara 10pts, 3.3RPG, 0.8APG. N'oge Afrobasket afọ 2015 maka ụmụ nwanyị; n'agba ikpeazụ ọ gbara ọkara 8.1pts, 9.5 RPG na 0.6 APG. N'ime asọmpi FIBA nke afọ 2015 maka ụmụ nwanyị, ọ gbara ọkara 9pts, 5.8RPG, 1.1APG. N'oge asọmpi ụmụ nwanyị FIBA nke afọ 2016, ọ gbara ọkara 7pts, 6.5RPG, 1APG. Na Afrobasket afọ 2017 maka ụmụ nwanyị, ọ gbara ọkara 3.9pts, 3.9 RPG na 1.4 APG. Ọ gbakwara ọkara 7.2pts, 7RPG na 1.6 APG n'asọmpi FIBA afọ 2017 maka ụmụ nwanyị nke o sonyere otu interclube nke Angola. [4]
Ịla ezumike nká
[dezie | dezie ebe o si]N'ụbọchị 25 n'ọnwa juun, afọ 2018, Madu kwupụtara ezumike nka ya site na sosha midia site na egwuregwu basketbọọlụ [5] tupu asọmpi ụmụ nwanyị mbaụwa FIBA afọ 2018 na Spen. O kwuru na ezumike nka ya ga -enyere ya aka i lekwasị anya na ndụ ya mgbe basketbọọlụ gasịrị, nke bụ i nye ọzụzụ na ntọala ya bụ Team Madu Foundation nke hiwere isi na mwulite ndị ntorobịa. [6]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIBA profile
- ↑ NCAA Statistics. web1.ncaa.org. Retrieved on 2021-06-03.
- ↑ Ndidi MADU at the FIBA Women's Afrobasket 2017. FIBA.basketball.
- ↑ 4.0 4.1 Ndidi Madu profile, FIBA Africa Champions Cup for Women 2015. FIBA.COM. Retrieved on 2021-06-04.
- ↑ BasketballWithinBorders - Training the World, One Baller at a Time. Archived from the original on 2022-09-01. Retrieved on 2021-08-08.
- ↑ Madu calls it quits ahead of FIBA Women's Basketball World Cup. FIBA.basketball.