Nelisa Mchunu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nelisa Mchunu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Febụwarị 1992 Dezie
Ebe ọmụmụKwaZulu-Natal Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, odee ejije, model, motivational speaker Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of the Witwatersrand Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2016 Dezie

Nelisa Mchunu (amụrụ n'abalị a8 nke ọnwa Febrụwarị afọ1992), bụ onye ome South Afrika, onye ome ejiji nlere anya, MC, ọkà okwu mkpali na onye ode akwụkwọ. [1] A maara ya nke ọma maka ọrụ ya na ihe nkiri Soap opera igwe onyonyo dịka, Isithembiso, Isibaya na Uzalo dị ka fikile . [2] [3]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mchunu N'abalị abụọ nke ọnwa Febrụwarị afọ 1992 na Wartburg na KwaZulu-Natal, n'ime ezinụlọ nwere ụmụnne iri. Nna ya nwụrụ mgbe ọ dị afọ anọ. [4] O mechara tolite na Clermont, KwaZulu-Natal, South Africa, mgbe ya na nne ya kwagara mgbe ọ dị afọ 6. [5] Nne ya bụ onye nkuzi. Nwanne ya nwanyị, Londeka Mchunu bụkwa onye na-eme ihe nkiri. [6] [7] Mgbe ọ nọ na klas nke asatọ, Nelisa na ụmụnne ya ndị nwoke abụọ kwagara Inanda, KwaZulu-Natal ka ha na nne nne ya nọrọ. [8]

OfN'ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ọ mụtara nkà ihe omume. [9] Edebara aha ya na Mahadum Witwatersrand ka ọ gụọ BA na Media Studies, mana ọ mechaghị akwụkwọ ahụ n'ihi nsogbu ego. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ere nri na onye inyeaka nye ụlọ ọrụ PR tupu ọ banye ihe nkiri. [10]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2015, ọ sonyeere dị ka onye mgbakwunye na SABC 3 Soap opera telivishọn bụ Isidingo . Mgbe ahụ na 2016, a kpọrọ ya ka ọ rụọ ọrụ "Fikile" na Soap opera akpọrọ Uzalo . [10] Ọrụ ya mere ya onye ama ama nke ukwuu, ebe ọ gara n'ihu na-arụ ọrụ ahụ ruo afọ isii ruo abali iri abụọ na ise nke ọnwa Mee afọ 2021. [11] [12] A kwadoro igbu ọrụ ya dịka plt ahụ siri kwuo, mana Nelisa rịọrọ ka ọ ghara igbu ọrụ ahụ. [13] Otú ọ dị, ndị na-emepụta ihe mesịrị kwụsị ọrụ ahụ, mgbe ọ na-enweghị ike ịga n'ihu na usoro akụkọ . [14] [15]

Mgbe ọpụpụ ahụ gasịrị, ọ pụtara na SABC 1 soap opera Generations: The Legacy site n'arụ ọrụ nke onye ahịa iwe n'ewe #Ezweni. N'ọgwụgwụ 2021, ọ laghachiri na ihe omume Uzalo . [16]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ụdị Ref.
2015 Isidingo Ihe nkiri Igwe onyonyo
2016 Uzalo Fikile Ihe nkiri Igwe onyonyo
2020 Ọgbọ: The Legacy onye ahịa nke #Ezweni Ihe nkiri Igwe onyonyo

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nelisa Mchunu Biography (en). Southern African celebrities (2021-10-19). Archived from the original on 2021-10-25. Retrieved on 2021-10-25.
  2. Favour (2019-11-21). Interesting facts about Londeka Mchunu that will surprise you (en). Briefly. Retrieved on 2021-10-25.
  3. Nelisa Mchunu Bio (en-US). Savanna News (2020-08-04). Retrieved on 2021-10-25.
  4. Labase. Getting to know Londeka Mchunu (en-US). Truelove. Retrieved on 2021-10-25.
  5. Londeka Mchunu Biography (en-US). Celebrity (2021-07-30). Archived from the original on 2021-10-25. Retrieved on 2021-10-25.
  6. Uzalo's Fikile And House Of Zwide's Zanele Are Sisters In Real Life - Nelisa Mchunu And Londeka Mchunu (en-GB). iHarare News (2021-08-14). Retrieved on 2021-10-25.
  7. Fabulous Sisters of the day: Nelisa Mchunu and Londeka Mchunu: Pictures (en-US). News365.co.za (2018-09-11). Retrieved on 2021-10-25.
  8. Uzalo’s Nelisa Mchunu talks about her family and life in the spotlight (en-US). Drum. Retrieved on 2021-10-25.
  9. Nelisa Mchunu. afternoonexpress.co.za. Retrieved on 2021-10-25.
  10. 10.0 10.1 Excel (2021-06-08). Nelisa Mchunu Biography (en-US). SA Online Portal. Retrieved on 2021-10-25.
  11. Mchunu (2021-06-03). Nelisa Mchunu Biography (en). Pindula. Retrieved on 2021-10-25.
  12. Kekana. ‘Uzalo’ fans left heartbroken as uFikile ka Sbu bids farewell to the soapie (en-ZA). TimesLIVE. Retrieved on 2021-10-25.
  13. Mngadi (2021-05-21). Former 'Uzalo' star Nelisa Mchunu reportedly begged to stay on popular soapie (en). Briefly. Retrieved on 2021-10-25.
  14. Uzalo’s Fikile ‘begs’ to stay!. DailySun. Retrieved on 2021-10-25.
  15. Actress Nelisa Mchunu begs for her job after being fired from Uzalo (en-US). ZambiaNews365.com (2021-05-21). Archived from the original on 2021-10-25. Retrieved on 2021-10-25.
  16. Former Uzalo actress Nelisa Mchunu(Fikile) set for a comeback: Celebs Now (en-US) (2021-10-20). Archived from the original on 2021-10-25. Retrieved on 2021-10-25.