Nesbert Mukomberanwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nesbert Mukomberanwa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1969 Dezie
Ebe ọmụmụRuwa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Nesbert Mukomberanwa (a mụrụ n'afọ 1969) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe.

A mụrụ ya na Buhera, Mukomberanwa malitere ịmụ ihe ọkpụkpụ n'aka nwanne nna ya na 1987; ka ọ na-erule 1989 ọ malitere nke onwe ya, wee guzobe ụlọ ọrụ na Chitungwiza. N'ebe a, ọ rụrụ ọrụ ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ afọ iri, tupu ọ kwaga n'obodo Dema n'ebe ndịda n'afọ 1998.

Mukomberanwa na-eje ozi ugbu a dị ka onye nkuzi, na-enye "Village Gallery" maka ndị na-eto eto na-akpụ ihe n'obodo iji gosipụta ọrụ ha.

E gosipụtara ọrụ Mukomberanwa na ngosi e gosiri na Netherlands, Switzerland, Great Britain, na United States.

Mukomberanwa bụ onye otu ezinụlọ Mukomberanwa nke ndị na-akpụ ihe. Ọ bụ nwa nwanne Nicholas Mukomberanwa na Grace Mukomberanwa bụ ndị ndụmọdụ ya ma bụrụ ndi zụrụ ya n'ọrụ ya. Ọ bụ nwa nwanne nna nke ndị na-akpụ ihe Anderson, Ennica, Taguma, Tendai Mukomberanwa, Netsai, na Lawrence Mukomberanwa.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:The Mukomberanwa Family