Nestor Binabo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nestor Binabo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereNestor Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2023 Dezie
Asụsụ obodoIjaw languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Ijaw languages, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiGovernor of Bayelsa State Dezie
agbụrụNdị Ijọ Dezie

Nestor K. Binabo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ Gọvanọ na-anọchite anya Bayelsa Steeti na ndịda Naịjirịa site na 27 Jenụwarị, na afọ 2012 ruo 14 Febụwarị, na afọ 2012, nhọpụta nke o kwuru na ọ bụ ọnụnọ Chineke na ndụ ya.[1] Ọ bụkwa onye isi oche nke ụlọ omebe iwu nke steeti Bayelsa.[2][3][4] Nwunye Nestor K. Binabo bụ Martha, bụ onye ndị a na-amaghị ama tọọrọ na 30 Juun, na afọ 2015 ma tọhapụ ya na 6 Julai, na afọ 2015 mgbe a kwụrụ mgbapụta.[5]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Acting Gov. Binabo Attributes Elevation to God. Bayelsa State. Archived from the original on 22 April 2012. Retrieved on 4 May 2012.
  2. "Acting Governors Take Over in Adamawa, Bayelsa, Cross Rivers, Kogi, Sokoto", EIE Nigeria, 2012-01-30. Retrieved on 2012-02-16.
  3. "Bayelsa gov sworn in, talks tough", SunNewsOnline.com, 2012-02-15. Retrieved on 2012-02-16.
  4. "Bayelsa’s Unending Drama", TheNewsAfrica.com, 2012-02-06. Retrieved on 2012-02-16.
  5. Binabo. "Mr", Independent Newspapers, 6 July 2015. Retrieved on 11 October 2017.