Nevine el-Kabbaj
Ọdịdị
Nevine el-Kabbaj
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | نيفين القباج |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Novemba 1965 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Minister of Social Solidarity |
ebe agụmakwụkwọ | Cairo University |
Nevine el-Kabbaj (amụrụ na abalị iri n'ọnwa Nọvemba afọ 1965) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ijipt na Minista nke Social Solidarity ugbua site na Disemba 2019 ruo ugbua, na-anọchi Minista Ghada Waly n'oche.[1][2][3][4]
Tupu a họpụta ya, el-Kabbaj jere ozi dịka onye enyemaka minista na-ahụ maka nkwado na nchebe ọhanaeze ma bụrụkwa osote onye isi.[5]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ وزارة التضامن الإجتماعى تفاصيل الإعلان. www.moss.gov.eg. Retrieved on 2023-01-17.
- ↑ ننشر السيرة الذاتية لنيفين القباج نائب وزير التضامن للحماية الاجتماعية (ar). بوابة الأهرام. Retrieved on 2023-01-17.
- ↑ البدوي (2019-12-22). "التضامن الاجتماعي" تنشر السيرة الذاتية للوزيرة الجديدة نيفين القباج (ar). الوطن. Retrieved on 2023-01-17.
- ↑ Ministry of Social Solidarity launches integrated electronic system for civil society organisations in Egypt - Society - Egypt. Ahram Online. Retrieved on 2023-01-17.
- ↑ Niveen Al-Qabbaj who pledged to back poor, women becomes solidarity minister. EgyptToday (2019-12-22). Retrieved on 2023-01-17.