Ngozi Ezeocha
Ọdịdị
Ngozi Ezeocha
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Ngozi Ezeocha |
| Aha enyere | Ngozi |
| Aha gọọmenti | Ngozi Ezeocha |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Ọktoba 1973 |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Ngozi Ezeocha ⓘ (a mụrụ n'ụbọchị 12 n'ọnwa Ọktoba afọ 1973) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa gbara bọọlụ dịka onye na -agbachitere ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa . O soro ndị otu asọmpi n'asọmpi iko mba ụwa nke FIFA afọ 1991, na iko ụmụ nwanyị mbaụwa nke FIFA afọ 1995 . [1]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "FIFA Women's World Cup Sweden 1995 - Teams". FIFA Women's World Cup Sweden 1995. FIFA. 1995. Retrieved 2007-09-28.