Nichole Banna
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Nichole |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Febụwarị 1989 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, odee akwụkwọ |
agbụrụ | Ndị Igbo |
Nichole Banna nke a maara nke ọma dị ka Virgin Mary bụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood na onye na-emepụta ihe nkiri nke gosipụtara na ihe nkiri dị iche iche. O mepụtara ihe nkiri ahụ, Icheke Oku nke sitere na Igbo.[1][2]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Dị ka ajụjụ ọnụ ya na akwụkwọ akụkọ punch na sunnews si kwuo, onye na-eme ihe nkiri Nollywood nke sitere na steeti Imo gara Oliver heights International School na Portharcourt maka agụmakwụkwọ praimarị ya na ụlọ akwụkwọ Emmy Norberton International maka agụmakọta sekọndrị. O nwetara nzere B.Sc na sayensị kọmputa na River State University of science and Technology.[2][1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]O meela ihe nkiri dị iche iche ma mepụta ihe nkiri akporo Icheke Oku.[3]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Onyinye na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]A họpụtara ya maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ na-eduga na onyinye BON, 2016.[8]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 sunnews (2017-04-09). Why they call me Virgin Mary – Nichole Banna, actress (en-us). The Sun Nigeria. Retrieved on 2022-08-04.
- ↑ 2.0 2.1 My guardians opposed my acting career — Nichole Banna (en-US). Punch Newspapers (2019-10-26). Retrieved on 2022-08-04.
- ↑ 3.0 3.1 izuzu (2016-07-22). Watch Blossom Chukwujekwu, Nichole Banna, Daniel K Daniel in Igbo movie. Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-08-04.
- ↑ Lilian Afeghai debut movie, bound, hits the cinemas (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2018-03-17). Archived from the original on 2021-10-04. Retrieved on 2022-08-04.
- ↑ Lilian Afegbai makes production debut with ‘Bound’ (en-US). Punch Newspapers (2018-03-11). Retrieved on 2022-08-04.
- ↑ Matilda Lambert, Majid Michel go for broke in ‘Deepest Cut’ (en-GB). Vanguard News (2017-04-01). Retrieved on 2022-08-04.
- ↑ Lizzygold Onuwaje’s second movie, ‘Just a night’, pitches Majid Michel against Femi Jacobs (en-GB). Vanguard News (2017-07-15). Retrieved on 2022-08-04.
- ↑ Augoye (2016-12-14). Alexx Ekubo, Yomi Fabiyi, Toyin Aihmakhu, others bag BON Awards (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2022-08-04.