OlaJumoke Odetola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
OlaJumoke Odetola
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoJumoke Odetola Dezie
Aha ọmụmụJumoke Odetola Dezie
Aha enyereJumoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Ọktoba 1983 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
nwanneAsaa Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Yoruba, Bekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ajayi Crowther Dezie
ogo mmụtainformation and communications technology Dezie
academic thesiscomputer science Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholicism Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteAfrica Magic Viewers' Choice Awards Dezie
nomineeAward Academy maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Jumoke Odetola bụ nwaafọ Naịjirịa na-eme ihe nkiri. [1] Ọ malitere ọrụ ime ihe nkiri Nollywood na sinima asụsụ Bekee, tupu ọ sonye ime ọtụtụ ihe nkiri asụsụ Yoruba. [2]

Mmalite ndụ na mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Odetola gụsịrị akwụkwọ sekọndịrị na Abeokuta Grammar School . O nwetara akara ugo mmụta mbụ ya na Mahadum Ajayi Crowther, ka ọ nwetachara nzere mmụta bachalọ na Infọmeshọn na kọmunikashon Tekunọlọji gbakwunyere kọmputa sayensị ,ọ gafee Federal University of Agriculture, Abeokuta, wee gụcha akwụkwọ na nzere masters na Computer Science.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Site na ajụjụ ọnụ Punch gbara ya, Odetola mere ka a mata na mkpebi ya ịsonye ime ihe nkiri megidere uche ndị mụrụ ya. Ma mmezu/ntozu oke ya na ụlọ ọrụ ntụrụndụ mere ka ha nakwere ọrụ ọ họọrọ. Ọ kọwakwara akparamagwa ya n' ihe nkiri "somewhere in the dark"ihe nkiri nke gosipụtara Gabriel Afolayan dịka ọrụ ọ kacha nwee ihe ịma aka. [3] Ọ họọrọ Majid Michel na Omotola Jalade Ekehinde dịka ndị ọ n'elegara anya oge ọ malitere dịka onye na-eme ihe nkiri ebe Abiodun Jimoh bụ onye nduzi ọ họtara kachasị na azụmahịa ihe nkiri. [4]

Ihe Nrite[dezie | dezie ebe o si]

Na 2015, o meriri mkpughe nke otu afọ na BON Awards. Ọzọkwa, na 2016 na 2017 Africa Magic Viewers Choice Awards, Odetola meriri nturu ugo maka ihe nkiri asụsụ ụmụ amaala kachasị mma maka ọrụ ya na Binta Ofege na somewhere in the dark. Ọ jigidere ihe nrite ahụ ruo agba nke ise nke emume ahụ site na somewhere in the dark. O nwetakwara ńríte onye kachasị dị ka onye ndu ákpárámàgwà asụsụ (Yoruba) na 2017 Best of Nollywood Awards na Ogun State . Ihe nrịba ama nke 2017 City People Movie kwadoro Odetola ka o nweta nhọpụta maka onye nkwado kacha mma n'ihe nkiri asụsụ(Yoruba).

Jumoke Odetola bụ Nwanyị ahọtara Kachasị Mma na City People Movie Awards,na 2018.

Ihe nkiri ọ́ nọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Somewhere in the dark [3]
  • Glitterati
  • Binta Ofege [5]
  • Heroes and Zeros [6]
  • o
  • Bachelor's Eve
  • Alakiti
  • HigiHaga
  • Tinsel
  • The Return Of HighHaga
  • Family Ties
  • Kanipe (2017) [7]
  • Wetin women want(2018) [8]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Bada, Gbenga. Boyfriends are distractions,' AMVCA's best indigenous act says.
  2. 7 THINGS YOU PROBABLY DIDN’T KNOW ABOUT TALENTED ACTRESS, JUMOKE ODETOLA.
  3. 3.0 3.1 Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  4. Aduni, Amodeni. Exclusive: I am crazy about Majid Michel - Jumoke Odetola.
  5. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  6. Meet JUMOKE ODETOLA NEW NOLLYWOOD’S DELIGHT (August 13, 2015). Archived from the original on December 21, 2019. Retrieved on November 11, 2020.
  7. Kanipe Full Cast and Crew (January 1, 2017).
  8. After Successful Lagos Screening, New Flick, Wetin Women Want, Goes To Kwara (February 7, 2018).