Nkechi Akashili
Ọdịdị
Nkechi Akashili
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Nkechi |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Febụwarị 1990 |
| Ebe ọmụmụ | Warri |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ihe nche |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2011 FIBA Africa Championship for Women, 2013 FIBA Africa Championship for Women, 2015 FIBA Women's AfroBasket, 2017 FIBA Women's AfroBasket, 2018 FIBA Women's Basketball World Cup |
Nkechi Akashili (amụrụ na 22 Febrụwarị 1990) bụ onye na-agba basketbọọlụ si Naijiria maka otu klọb ndị First Bank B.C. na ndị otu na-anochitere Naijiria anya n'egwuregwu bọọlụ ụmụ nwaanyị. [1]
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]O sonyere na egwuregwu asọmpi nke 2017 Women's Afrobasket . [2]
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Nkechi Akashili at FIBA