Nkechi Egbe
Ọdịdị
Nkechi Egbe
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Nkechi |
| Aha ezinụlọ ya | Egbe |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Febụwarị 1978 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Delta Queens, Nigeria women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2004 Summer Olympics |
Nkechi Egbe (amụrụ n'ụbọchị 5 n'ọnwa Febrụwarị 1978) bu onye Naijiria bụ onye agbagoro n'iru n'egwuregwu bọọlụ nke gbara otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na asọmpi Summer Olimpik nke afọ 2004 . Na ọkwa klọb, ọ gbara maka Delta Queens . [1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nigeria na asọmpi olimpik nke afọ 2004
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Nkechi Egbe – FIFA competition record (archived)