Nkechi Nwaogu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Nkechi Justina Nwaogu

Senator for Abia State
In office
May 2011 – May 2015
Constituency Abia Central

Múrú nà May 19 1956 (1956-05-19) (age 63)
Alma mater Brunel University
Occupation Banker, Politician

Nkechi Justina Nwaogu bụ onye òme iwu Nigerian a mụrụ n'ọnwa ise nkè afọ 1956, nke nọchitere anya otu ndọrọ-ndọrọ ọchịchị People's Democratic Party na Abia State. Ọ banyèrè ọrụ òme iwu n'afọ 2003.[1]

Mgbakwàsa[mèzi | mèzi mkpụrụ]

A mụrụ Nkechi Justina Nwaogu n'afọ 1956. O nwetara asambodo nke ndi bekee n'akpọ MSC Management (Finance) n'afọ 1984, nwtakwuo nke ndị bekee n'akpọ Post Graduate Diploma, Management Studies n'afọ 1981, ma nwetakwazie nke ndị bekee n'akpọ Diploma in PRTG Management n'afọ 1979.

Ọrụ[mèzi | mèzi mkpụrụ]

N'ihi na ọ rubuola n'ụlọakụ ,e mèrè onye òme iwu Nkechi onye isi nke òtù ndi òme iwu n'ahu maka mmume ụlọàkụ, ịnshọọransị na ụlọ ọrụ ego dịgasị iche-iche.[2] N'ọrụ a, o kwere nkwà ndonyeukwu nye agụmakwụkwọ n'efu, ndonyeukwu nye obìbì ego nta n'etinyeghi ịntịrestị na ndonyeukwu nye atụmatụ ọmụmụ aka ọrụ dị iche-iche.[3] A ghọọrọkwàrà ya ọzọ na ndọrọ-ndọro ọchịchị nke ọnwa  nke anọ nke afọ 2011.[4]

N'ọnwa Ekeresimesi nke afọ 2011, Ụlọikpe mkpegharị nke Naịjirịa kagbùrù nghọrọ ahọọrọ Nwaogu na ndọrọ-ndọro ọchịchị nke ọnwa nke anọ ahụ.[5]

Nrụtụaka[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  1. Sen. Nkechi Justina Nwaogu. National Assembly of Nigeria. Archived from the original on June 26, 2012. Retrieved on 2009-09-14.
  2. Nine 'Queens' of the Senate. Daily Trust (21 October 2007). Retrieved on 2009-09-14.
  3. Senator empowers communities, cooperative societies with N5m. Guardian Newspapers (January 6, 2009). Retrieved on 2009-09-14. Àtụ:Dead link
  4. ORJI UZOR KALU (10 April 2011). Orji Kalu Fails; Abaribe, Chukwumerije, Nwaogu Reelected Senators. Online Nigeria. Archived from the original on 28 July 2011. Retrieved on 2011-04-20.
  5. "Senator Faults Appeal Court Ruling on Tenure", This Day Live, 15 December 2011. Retrieved on 5 November 2012.

Njikọ ndị dị n'èzí[mèzi | mèzi mkpụrụ]