Nkechi Opara
Ọdịdị
Nkechi Opara
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Disemba 1995 |
Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | weightlifter |
ụdị egwuregwu | weightlifting |
Nkechi Opara (amụrụ na ubochi iri na atọ na onwa Disemba afọ nari iri itoolu iri itoolu na ise) bụ onye Naijiria na-ebu ibu.[1] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị 48 kilogram na 2014 Commonwealth Games ebe o ritere ọla nchara.[2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Glasgow 2014 profile. Archived from the original on 17 October 2014. Retrieved on 11 October 2014.
- ↑ "Nkechi Opara wins first medal for Nigeria at ongoing Commonwealth Games in Scotland", www.paralympic.org. Retrieved on 11 October 2014.
- ↑ "Nkechi Opara wins Nigeria's first medal at the Glasgow Commonwealth Games", www.nigerianwatch.com. Retrieved on 11 October 2014.