Nkeiruka Onyejeocha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search


Nkeiruka Onyejeocha (onye amụrụ na November 23, 1969[1]) bụ otu onye na  ndi ome iwu nke ala Naijiria nakwa otu onye na anọchite anya ndi Abia State nke Nigeria na Fedral Kọnstituensi.[2]

Mbido ndụ[mèzi | mèzi mkpụrụ]

A mụrụ Onyejeocha na Isuochi na Abia steeti nke Naijiria.

Ọrụ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Onyejeocha na anọchita anya ndi Isuikwuato/Umunneochi Kọnstituensi. E bu ụzọ ghọpụta ya dika otu onye nnọchi anya na Federal House of Representatives na 2007, aghọpụtara ya ọzọ na 2015.[3] Na National Assembly, Onyejeocha bụ onye isi oche nke ụmụ nwanyi na Paliyament nakwa onye isi oche nke House Committee na Aviation.[4]

Nlebanya[mèzi | mèzi mkpụrụ]