Gaa na ọdịnaya

Nkiru Njoku

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkiru Njoku
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoNkiru Njoku Dezie
Aha ọmụmụNkiru Njoku Dezie
Aha enyereNkiru Dezie
Aha ezinụlọ yaNjoku Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ederede, odee akwụkwọ Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Nkiru Njoku Audio bụ onye obodo Nigeria amụrụ na afọ 1980, ọ na ede ihe nkiri, ọ bụ kwa odee akwụkwọ na onye na emepụta ihe nkiri. Nkiru bụ onye isi edemede ihe nkiri a n'akpo Tinsel, nke ebidoro igosi na Nigeria n'afọ 2008.[1] Ụgbụa, Njoku bụ onye isi na emeputa ihe nkiri nke a n'akpọ "Project Fame West Africa".[2]

  1. Ogechi Ekeanyanwu (8 March 2016). INTERVIEW: Men are threatened when women want off-screen jobs, says Nkiru Njoku. TheCable. Retrieved on 25 September 2016.
  2. Yvonne Chinyere Anoruo (4 February 2016). "I am feminist. I am intense. I don't do half-measures." – An interview with Nkiru Njoku. Archived from the original on 17 February 2017. Retrieved on 25 September 2016.