Nkiru Okosieme

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkiru Okosieme
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoNkiru Okosieme Dezie
aha gọọmentiNkiru Okosieme Dezie
aha otutuNK Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Maachị 1972 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ebe agụmakwụkwọClayton State University Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuRivers Angels F.C. Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2000 Summer Olympics Dezie

Nkiru Doris "NK" Okosieme (amụrụ n'6 Machị n'afọ 1972) bụ onye isi ndị otu egwu bọọlụ nke ụmụ nwanyị Naịjirịa (Super Falcons). Ọ gbara bọọlụ n'otu egwuregwu bọọlụ nke ụmụ nwanyị Naịjirịa na asọmpi nke iko mba niile ndị FIFA ugboro anọ (1991, 1995, 1999 na 2003), ya na ọtụtụ asọmpi Iko nke Mba Ndị Afrịka na Summer Olympics nke afọ 2000 . A na-akpọ Okosieme "Onye isi ụlọ ọrụ" maka omume ya. Iji isi enye goolu ya bụ ihe mgbaru ọsọ ndị dị mkpa. [1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Okosieme bu onye isi ndị Nigeria egwu bọọlu ụmụ nwanyị gara 1991 FIFA Women's World Cup mgbe ọ ka dị afọ iri na ụma. Ọ gwuri egwu bọọlu oge zuruezu nke bụ nkeji iri asatọ niile na egwu bọọlu atọ nke emeriri Nigeria. Na oge ahụ ọ nọ otu ndị SC Imo State club.

Mgbe ọ jere1999 FIFA World Cup, Okosieme nọ otu nd egwuregwu bọọlu Rivers Angels . [2] Tupu asọmpi ahụ o kwupụtara: "Anyị enweghịzị mgbagwoju anya iche na anyi bụ ndị ọbere mmadu". [3] Ọ nyere goolu atọ n'ime egwuruegwu anọ nke mere ka Naịjirịa ruo nkeji iri na ise na agba asọmpi ahụ. Brazil meriri haa ọkpu anọ asara nani atọ (4-3). Okosieme nwere obi uto igwu egwu bọọlu na America nke ukwuu nke na o sonyere Charlotte Lady Eagles nke USL W-League wee debanye kwa aha na mahadum, ebe ọ gbara bọọlụ nke kọleji . [4] W-league bụ ọkwa kachasị elu maka bọọlụ ụmụ nwanyị na US taa. N’afọ 2001, “NK” bụ onye nke abụọ kachasị nweta goolu na NCAA Div II. Ọ nweta nmeri dị ka Peach Belt Conference Player nke Afọ na oge ahụ na ndị otu egwu bọọlu ụmụ nwanyị na mpaghara niile maka afọ anọ. Ọ bụkwa onye enyere onyinye dị ka NSCAA niile-America.

Okosieme sonyere ma tinye aka na "Super Falcons" maka nmeri iko ụmụ nwanyị Africa, ugboro atọ n'afọ 1998, 2000 na 2002.

Nwanne ya nwoke bụ Ndubuisi Okosieme bụkwa onye egwuregwu bọọlụ mba ofesi. [5]

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Naịjirịa na 2000 Summer Olympics

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Top 4 Female Nigerian Footballers and Their Nicknames", E-Zine Articles, 12 January 2011.
  2. OKOSIEME Nkiru. FIFA. Archived from the original on 10 February 2001. Retrieved on 19 June 2016.
  3. "USA 1999: Nigeria", SoccerTimes.com. Retrieved on 19 June 2016.
  4. "U.S. Is a Shoe-in for Bronze". Retrieved on 19 June 2016.
  5. Otitoju, Babajide (22 April 2002). Ndubuisi Okosieme: Abuja's Garincha. allAfrica.com. Archived from the original on 24 January 2003. Retrieved on 19 June 2016.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]