Obi Cubana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Obi Cubana
Born
Obinna Iyiegbu

(12 April, 1975-{{{month}}}-{{{day}}}) Mmekọ ngosipụta: Akara edemede a na-amaghị "{" 12 April, 1975 (age Mmejọ ngosipụta:okwu a na-amaghị "april")Mmejọ ngosipụta:okwu a na-amaghị "april"Mmekọ ngosipụta: Akara edemede a na-amaghị "{"Mmekọ ngosipụta: Akara edemede a na-amaghị "{"
NationalityNigerian
Alma materUniversity of Nigeria, Nsukka
Spouse(s)Ebele Iyiegbu
Children4

Obinna "Obi" Iyiegbu // (na-ege ntị) (amụrụ na 12 Eprel 1975), nke a maara dị ka Obi Cubana, bụ onye obod Naijiria bu onye ọchụnta ego / onye ozu ahia, onye na-elekọta mmadụ, onye ihe ntụrụndụ na onye na-eme ebere. Ọ bụ onye ịsi oche nke Ọtu Cubana ugbu a.[1]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Obinna Iyiegbu na-afo 12 Eprel 1975 (Otụ pụkụ naarị itoolu nairi asaa na ise) na Anambra nne ya bụ Ezinne Iyiegbu .[2] Ọ si n' Oba nke di na Ochichi ime Obodo, Idemili South nke di na Anambra Steeti.[3][4] Ọ lụrụ Ebele Iyiegbu, ha muru ụmụ anọ afa ha bụ Alex, Ifeanyi, Ebube na Kosisochukwu[5]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gụrụ akwụkwọ na Central Primari Skool tupu ọ gaa Dennis Memorial Grammar Skool maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị, ọ gara Mahadum Naịjirịa Nsukka ebe ọ gụsịrịụsịrị akwụkwọ na nzere Bachelor of Arts na Sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na E nyere ya nzere Honorary Directorate Degree site na Mahadum Teknụzụ nke Enugu Steeti (ESUT) na 26th Nọvemba, 2022 (Puku abuo na iri abuo na abuo). [6][7][8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Iyiegbu bụ Onye isi oche / Onye guzobere otu Cubana . Ọrụ Iyiegbu dị ka onye ọchụnta ego malitere na-afo 2006 mgbe o guzobere ụlọ oriri na ọṅụṅụ abalị a na-akpọ Ibiza Klọb na Abuja. N'afọ 2009, o guzobere klọb ile ọbịa a na-akpọ Cubana na Owerri, Imo Steeti.[9][1]

Ụlọ ọrụ ndị ọzọ di n'okpuruoOtu Cubana gụnyere:

  • Opium nke Cubana, Owerri
  • The Grind nke Cubana, Lagos
  • Montana nke Cubana, Lagos
  • Pablo nke Cubana, Lagos
  • Cubana Signature, Abuja
  • Puzzo nke Cubana, Abuja
  • Caledonian Suites, Abuja
  • Crave nke Cubana, Abuja
  • Hustle and Bustle, Abuja
  • Grand Cubana Hotels, Abuja
  • Cubana Gustavo, Enugu [10]

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

Onye guzobere / Onye isi oche nke Otụ Cubana nke a maara nke ọma dị ka Obi Cubana enwetala onyinye di iche iche, ụfọdụ n'ime ha bụ:

  • Onyinye Africa Canada Invest Summit nke afo, 2022[11]
  • Onye ọchụnta ego nke Afọ na Democracy Heroes Awards nke afo 2018
  • Onyinye Nduzi Pụrụ Iche site na Rightville School nke afo, 2017
  • Onyinye Onye na-eme ihe Ghana-Nigeria nke afo, 2017 dị ka Inspiring Personality Award nke afo, 2017
  • Northern Nigeria Peace Summit/Award 2017 dị ka Northern Nigeria Peace Builder nke afọ 2017
  • Onye ọchụnta ego ndi na-eto eto nke afọ, 2016[10]
  1. 1.0 1.1 Oyediji (2019-05-30). How OBI CUBANA Rocks LAGOS & ABUJA (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2021-07-19.
  2. Augoye (2021-07-17). Why everyone is talking about Obi Cubana's mum's burial (en-GB). Premium Times. Retrieved on 2021-07-19.
  3. "Interesting reasons why Nigerians dey tok about Obi Cubana mama burial", BBC News Pidgin. Retrieved on 2021-07-19.
  4. Olowoporoku (2021-07-17). Abba Kyari : Why I attended Obi Cubana mother's burial (en-US). P.M. News. Retrieved on 2021-07-19.
  5. Obinna Iyiegbu: Obi Cubana biography and life (en). Clacified (2022-11-20). Retrieved on 2023-04-21.
  6. Bassey (19 July 2021). 15 things you should know about Obi Cubana. The Nation. Retrieved on 23 March 2022.
  7. Obi Cubana source of Income: Cubana Chief Priest oga Obinna Iyiegbu source of money. BBC News Pidgin (17 July 2021).
  8. Okeowo (2022-11-28). Obi Cubana bags honourary doctorate degree from ESUT (en-US). TheNiche. Retrieved on 2023-04-21.
  9. "Wetin we know about Obi Cubana source of money", BBC News Pidgin. Retrieved on 2021-07-19.
  10. 10.0 10.1 Who Is Obi Cubana? - Biography and Early Life of The Lagos Big Boy. buzznigeria.com. Retrieved on 2023-04-21.
  11. Obi Cubana, Toyin Abraham, others awarded at ACIS award (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2022-11-06). Archived from the original on 2023-04-21. Retrieved on 2023-04-21.