Obiageli

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Afa Igbo bụ Obiageli,ma ọbụ Obyna mkpilisi bụ aha nwanyị ọdịnala nke ndị Igbo nke Naijiria ji. Ọ pụtara "Onye amụrụ iji rie akụ na ụba".[1]

Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

  • Oby Ezekwesili, Chartered accountant na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
  • Obigeli Olorunsola, onye na-egwu Badminton
  • Oby Kechere, onye na-eme ihe nkiri na onye nduzi ihe nkiri
  • Oby Onyioha, Onye na-agụ egwú na onye na-ede egwú
  1. Obiageli - Girl's name meaning, Origin, Language, Gender & Popularity. Babymigo. Retrieved on 30 September 2019.