Obiageli Olorunsola
Ọdịdị
Obiageli Olorunsola
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Obiageli Olorunsola |
| Aha enyere | Obiageli |
| Aha ezinụlọ ya | Olorunsola |
| Aha otutu | Oby |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Mee 1962 |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa, español |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu badminton, Olympic competitor |
| Ụdị egwuregwu | badminton |
Obiageli Olorunsola (amuru ya na abali iri- na otụ n’onwa ise n'afọ 1962) bu onye n’egwu Naijiria badminton . O sonyeere na women's singles na mixed doubles nke 1996 Summer Olympics na Atlanta [1].
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Obigeli Olorunsola. Retrieved on 31 July 2019.