Ogonna Chukwudi
Ọdịdị
Ogonna Chukwudi
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha ezinụlọ ya | Chukwudi |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Septemba 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | KIF Örebro DFF, Umeå IK, Djurgårdens IF Dam |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2019 FIFA Women's World Cup, 2007 FIFA Women's World Cup |
Ogonna Franca Chukwudi[1](amụrụ na 14 Septemba afọ 1988) bụ nwaafọ Naijiria na-agba bọọlụ na-arụ orụ di ka midfielder maka Russian klọb CSKA Moscow na otu di na Naijiria bụ inyom mba .
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Chukwudi gbara bọọlụ na Umeå IK . [2]
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Chukwudi nọchitere anya Naịjirịa na asọmpi 2011 FIFA Women's World Cup .
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ List of Players – Finland (PDF). FIFA (19 November 2008). Archived from the original on 3 December 2008. Retrieved on 28 September 2014.
- ↑ 2011 squad in Umeå's website
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ogonna Chukwudi at SvFF (in Swedish)
- Ogonna Chukwudi at Soccerway