Okey Bakassi
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Okechukwu Anthony Onyegbule |
aha enyere | Okechukwu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Ọktoba 1969 |
Ebe ọmụmụ | Imo State |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye mkpaochi |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | Rivers State University of Science and Technology |
okpukpere chi/echiche ụwa | Catholicism |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | Best of Nollywood Awards |
webụsaịtị | http://okeybakassi.tv |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Okechukwu Anthony Onyegbule // (listen)born October 23, 1969), nke a maara dịka Okey Bakassi// (listen) bụ onye Naijiria na-eme ihe ọchị na onye na-eme ihe nkiri.[1][2][3] N'afọ 2014, o meriri na "Best Actor in a Leading Role (Igbo) na mbipụta 2014 nke Best of Nollywood Awards maka ọrụ ya na ihe nkiri Onye Ozi .[4][5]
Mmalite ndụ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Okey Bakassi na-achọ ntụrụndụ mgbe niile n'agbanyeghị na Mahadum Sayensị na Nkà na ụzụ nke River State nke ọ gụrụ akwụkwọ enweghị ngalaba nka ihe nkiri.
Okay Bakassi na ụfọdụ ụmụ akwụkwọ ndị ọzọ nwere otu uche na mmasị gbakọtara ọnụ iji mepụta otu 'Theatre Kolleagues' maka ebumnuche nke ime ihe nkiri na ime ihe na-atọ ndị obodo mahadum ụtọ. Okey, mgbe ọ gụsịrị mahadum bịara Lagos ma mesịa zute onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi a ma ama, Zeb Ejiro onye nyere ya ohere mbụ ya n'afọ 1993 ịpụta na mmepụta telivishọn - 'Fortunes' ebe ọ na-egwu Nick, otu n'ime ndị nche Johnson.
Leekwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị na-eme ihe nkiri Naịjirịa
- Ndepụta nke ndị na-eme ihe ọchị na Naijiria
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Egole. "I’ll always be a politician – Okey Bakassi", Vanguard Newspaper, 3 February 2013. Retrieved on 29 March 2016.
- ↑ Adegun. "Comedian Okey Bakassi, from grass to stardom", Newswatch Times, 5 December 2013. Retrieved on 29 March 2016.
- ↑ Okporu (2021-02-23). Actor Okey Bakassi laments bitterly about incessant bad news in Nigeria (Video) (en-GB). Kemi Filani News. Retrieved on 2022-03-12.
- ↑ Izuzu. "Tope Tedela, Ivie Okujaye, 'Silence' Win Big", Pulse Nigeria, 17 October 2014. Retrieved on 29 March 2016.
- ↑ Oleniju. "BON Awards 2014 Complete List Of Winners", 36NG, 17 October 2014. Retrieved on 29 March 2016.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Official website
- Okey Bakassi na IMDb