Olabisi Alofe-Kolawole

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Olabisi Alofe-Kolawole
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụpublic relations officer, Nigerian Police Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Olabisi Onabanjo, University of Leicester Dezie

Olabisi Alofe Kolawole bụ onye uwe ojii Naijiria ma bụrụkwa nwanyị mbụ na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze (FPRO). [1] [2] [3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ogun State ngalaba n'iwu ma gụchaa ụlọ akwụkwọ ndị uwe ojii Nigeria . [4] O nwetara nzere Masters na Police Leadership and Management (PLM) na Mahadum Leicester, United Kingdom (UK) . Akpọrọ ya na ụlọ mkpem ikpe Naijiria na 2002 ma bụrụkwa onye nyocha na-enyere ụlọ ọrụ onye ọka iwu na International Criminal Court (ICC) na Hague na nyocha nke gbasara Mmekọahụ na ọdịdị okike dị ka mpụ mba ụwa. [5]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa ọgọstụ afọ 2015, onye Inspector General nke ndị uwe ojii, Solomon Arase họpụtara Olabisi Kolawole ka ọ bụrụ onye na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze ọhụrụ. [6] Nke a mere ka ọ bụrụ onye uwe ojii mbụ a họpụtara ka ọ bụrụ ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii na mba. [7] [8] [9]

Ọ na-arụbu ọrụ dịka onye ndụmọdụ gbasara nwoke na nwanyị ndị uwe ojii na osote onye isi Directorate of Peacekeeping. [10] [11] [12] [13] Ọ ejewokwa ozi na ọkwa mba ụwa; ndị a gụnyere ije ozi na United Nations na East-Timor (2000), Kosovo (2004), Liberia (2006), na isi ụlọ ọrụ UN dị na New York (2007). [14]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nigeria Police gets first female Force public relations officer •IGP appoints new principal staff officer (en). News Express Nigeria Website. Retrieved on 2021-04-28.
  2. Olabisi Alofe Kolawole Archives (en-US). The Eagle Online. Retrieved on 2022-03-25.
  3. Ogenyi (2015-12-08). ACP Olabisi: A hallmark of transformation (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2022-03-25.
  4. She's a lawyer, she adores Oprah Winfrey... Enter Nigeria's first female police PRO (en-US). TheCable (2015-08-28). Retrieved on 2021-04-28.
  5. Nigeria Book of Records | Showing our perfect record to the world.
  6. IGP Appoints New FPRO, Principal Staff Officer (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2015-08-29). Retrieved on 2022-03-25.
  7. Nigeria Police Gets First Female Force Public Relations Officer. Sahara Reporters (2015-08-28). Retrieved on 2020-11-22.
  8. You are being redirected.... businessday.ng (28 August 2015). Retrieved on 2020-11-22.
  9. pmnews (2015-08-28). Kolawole makes history, becomes first Nigeria Police female PRO (en-US). P.M. News. Retrieved on 2021-04-28.
  10. IGP Appoints New FPRO, Principal Staff Officer (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2015-08-29). Retrieved on 2020-11-22.
  11. Ogenyi (2015-12-08). ACP Olabisi: A hallmark of transformation (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2020-11-22.
  12. Kolawole makes history, becomes first Nigeria Police female PRO (en-US). P.M. News (2015-08-28). Retrieved on 2020-11-22.
  13. Nwodo (2016-03-22). Women in law: See most attractive female police officers in Nigeria (photos) (en). www.legit.ng. Retrieved on 2020-11-22.
  14. admin (2016-04-16). Olabisi Kolawole: With Gender-sensitive Officers Now at the Helm, Women Can Attain Any Height in Police (en-US). THISDAYLIVE. Retrieved on 2022-03-25.