Solomon Arase

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Solomon Arase
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSolomon Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Jụn 1956 Dezie
Ebe ọmụmụSapele Dezie
Asụsụ obodoEdo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Edo, pidgin Naịjirịa Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello Dezie
Solomon Ehigiator Arase
18th Inspector General of Police
18th Inspector General of Police [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded bySuleiman Abba
Succeeded byIbrahim Kpotun Idris
Personal details
Born (1956-06-21) 21 Juunu 1956 (age 67)
Owan West, Edo State, Nigeria
NationalityNigerian
Alma materÀtụ:Blist
OccupationPolice Officer
AwardsNational Police Medal (2013)

Solomon Ehigiator Arase (amụrụ na June 21, 1956) bụ onye uwe ojii lara ezumike nká na Naịjirịa nke jere ozi dị ka onye isi nyocha ndị uwe ojii na Naijiria nke iri na asatọ (IGP) A họpụtara ya dịka onye isi nyocha ndị uwe ojii (IGP) n'afo 2015 site n’aka onye isi ala bụ Goodluck Jonathan mgbe achụrụ Suleiman Abba n’ọrụ.  Tupu a họpụta ya dịka IGP, Arase bụ onye isi ndị isi ngalaba na-achịkọta ọgụgụ isi nke ndị uwe ojii Naijiria, akpọrọ Ụlọ ọrụ ọgụgụ isi na nyocha ndị omempụ.

Ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Arase n'ụbọchị iri abụọ n'otu n'ọnwa juun, afo 1956 na-ọchịchị mpaghara Owan West dị na Edo steeti na ndịda Naijiria. Ọ gara Mahadum Ahmadu Bello maka ọmụmụ akwụkwọ ya. ọ gụsịrị akwụkwọ were nzere ndọrọ ndọrọ ọchịchị pụta n'afọ 1980. mgbe otu afọ gara, E were ya na-ọrụ ndị uwe ojii Naijiria n'ụbọchị nke mbụ n'ọnwa Disemba, afọ 1981.  O nwetere nzere okokporo ọzọ na Iwu na Mahadum Benin ma nzere nna ukwu na Mahadum Lagos.

Mgbe Arase na-arụ ọrụ uwe ojii, ọ jere ozi n'ọkwa dị iche iche gụnyere ịbụ onye isi ndị uwe ojii na Akwa Ibom Steeti yana ije ozi ngalaba ọgụgụ isi dị ka onye enyemaka onye isi nyocha ndi ụwe ojii. Ọ bụ onye otu ndị na-ahụ maka nchekwa na Naịjirịa ma rụọ ọrụ na Namibia n'oge ọrụ nchekwa udo nke United Nations.

Arase lara ezumike nká n'ọrụ uwe ojii n'ụbọchị iri abụọ n'otu n'ọnwa Juun, afọ 2016. N'ụbọchị iri abụọ n'otu n'ọnwa Juun, afọ 2016 onye isi ala bụ Muhammadu Buhari họpụtara Ibrahim Kpotum Idris ka ọ bụrụ onye nnọchi anya onye isi nyocha nke ndị uwe ojii nke Naijiria.  Mgbe lara ezumike nká ya na ọrụ ndị uwe ojii, a họpụtara Arase dịka onye isi oche nke ndị otu ọrụ maka mmejuputa iwu steeti nke mgbochi mkpakọrịta mmepe obodo Development Edo Steeti.

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]