Olaitan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ọlaịtan (   [ɔ̄láìtã́] i; obere ụdị nke Ọlákìítán) bụ ma aha nna na aha nwoke na nwanyị nke sitere na Yoruba nke pụtara "akụ̀ na ụba adịghị agwụ agwụ" ma ọ bụ "akù na ụba agaghị agwụ agwụsị [1]". Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

  • Micheal Olaitan Oyeneye (amụrụ n'afọ 1993), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Oladapo Olaitan Olaonipekun (1984-2010), onye na-eti egwu na Naijiria
  • Junior Olaitan (amụrụ n'afọ 2002), onye bọọlụ Benin
  • Olaitan Ibrahim (amụrụ n'afọ 1986), onye na-ebuli ike na egwuregwu Paralympic nke Naijiria
  • Eniola Olaitan Ajayi (amụrụ n'afọ 1965), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nnọchi anya mba Naijiria
  • Joseph Olaitan Adenuga Jr., (amụrụ n'afọ 1982), British-Nigerian grime MC, rapper na onye na-emepụta ihe ndekọ
  • Ikuforiji Olaitan Abdulrahman (amụrụ n'afọ 1997), onye na-agụ egwu na onye na-ede egwu na Naijiria
  • Olaitan Soyannwo, prọfesọ Naijiria
  • Olaitan Yusuf (amụrụ n'afọ 1982), onye na-agba bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị Naijiria

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Adeleke. Intermediate Yoruba: Language, Culture, Literature, and Religious Beliefs, Part II. Trafford Publishing, 67. ISBN 9781426949098.