Da Grin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Da Grin
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha pseudonymDaGrin, Barack O'Grin, Lyrical werre, Fi mi le Jo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Ọktoba 1984 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ogun Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya23 Eprel 2010 Dezie
Ebe ọ nwụrụLagos Dezie
Ụdị ọnwụaccidental death Dezie
ihe kpatara ọnwụtraffic collision Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, rapper, onye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1994 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2010 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ, Piano Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie
ihe omume dị ịrịba amaọnwụ Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Oladapo Olaitan Olaonipekun, nke a makwaara dị ka Dagrin (25 Ọktoba na afọ 1984 - 22 Eprel na afọ 2010), bụ onye na-eti egwu na Naijiria si Ogun, Naịjirịa.[1][2] E wepụtara ihe nkiri nke ndụ ya nke akpọrọ Ghetto Dreamz n'ọnwa Eprel afọ 2011.

Mmalite ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Ụlọ Olaonipekun dị na Meiran, Alagbado, Lagos.

Ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

O weputara abọm studio mbụ ya bụ Still On The Matter, mana abọm ahụ kụrụ afọ n'ala n'ihi enweghị nkwalite zuru oke. N'afọ 2009, o wepụtara abọm studio ya nke abụọ a kpọrọ C.E.O. (Chief Executive Omoita). N'afọ 2010, a họpụtara ya maka ihe nrite ntụrụndụ nke Naịjịrịa maka Abọm kacha mma (C.E.O.), Hottest Single "Pon Pon Pon", Best Rap Act na Best Collaboration with vocals.[3] Abọm ya C.E.O. (Chief executive Omota English: Chief Executive Thug) meriri Hip hop World Award afọ 2010 maka abọm rap kacha mma.[4] Site na ya, egwu "Pon Pon Pon", na "Kondo". Dagrin na ndị ọzọ na-ese ihe na Naijiria rụkọrọ ọrụ dịka Y.Q, 9ice, M.I, Iceberg Slim, Omobaba, Terry G, Ms Chief, Owen G, K01, code, MISTAR DOLLAR, TMD entertainment, Omawumi, Chudy K, Bigiano, na Konga. Ya na ndị na-emepụta egwu dị ka Sossick, Dr Frabz, Sheyman, Frenzy, 02 & Heavy L Beatz. A tọhapụrụ studio ya nke atọ If I Die mgbe ọ nwụsịrị Otu n'ime egwu ọ bụrụ site na abọm If I Die. bụ If I Die, ọ dị ka ọ maara na ọ ga-anwụ n'ezie mgbe ewepụtara abọm ahụ.[5]

Ihe Nketa[dezie | dezie ebe o si]

E hotara Da Grin dị ka otu n'ime ndị ọsụ ụzọ nke ndị na-abụ abụ rap nke asụsụ Yoruba na Pidgin na Naijiria. Onye nta akụkọ Naijiria, Idoko Salihu nke Premium Times kwuru na "Da Grin bụ onye na-eti egwu nke gbanwere ụlọ ọrụ rap nke Naijiria, ọ na-etinye Bekee na asụsụ ala ya".[6]

Ghetto Dreamz[dezie | dezie ebe o si]

E meela ihe nkiri nke ndụ ya Ghetto Dreamz, nke Trybson Dudukoko na Doris Simeon-Ademinokan gosipụtara dị ka enyi ya nwanyị ma wepụta ya n'ọnwa Eprel afọ 2011.[7]

Ọmụme Ihe Ngosi[dezie | dezie ebe o si]

  • Still On The Matter (2006)
  • C.E.O (Chief Executive Omoita) (2009)
  • If I Die (2011)

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Won[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe nrite Hip Hop nke afọ 2010 - Artiste nke Afọ

A họpụtara ya[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe nrite Hip Hop nke afọ 2010- Artiste nke Afọ

Olaonipekun nwere ihe mberede na Eprel 14, afọ 2010 ma nwụọ mgbe ụbọchị asatọ gasịrị mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise na 22 Eprel afọ 2010 mgbe ihe mberede ụgbọala mere na Legos, Naijiria.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 A shining star dimmed too soon – Rising Nigerian Musician DaGrin has passed away. Bella Naija (22 April 2010). Retrieved on 5 June 2011.
  2. Dagrin: The Life of an Artiste. Nationaldailyngr.com (30 April 2011). Retrieved on 5 June 2011.
  3. NEA Awards 2010 Nominees – Da Grin & Omawumi Shine. Jaguda.com (9 July 2010). Archived from the original on 22 October 2016. Retrieved on 5 June 2011.
  4. Hip-Hop World Awards 2010 Winners. Jaguda.com (30 May 2010). Archived from the original on 22 October 2016. Retrieved on 5 June 2011.
  5. Download mp3 Dagrin – If I Die. Naijgreen.com. Retrieved on 19 January 2019.
  6. Da Grin: Remembering a rap legend decade after death (22 April 2020).
  7. BN Bytes: Trailer & Posters for "Ghetto Dreamz" – The Da Grin Biopic. Bella Naija (9 March 2011). Retrieved on 5 June 2011.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]