Olajumoke Bodunrin
Ọdịdị
Olajumoke Bodunrin
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Olajumoke Bodunrin |
| Aha enyere | Olajumoke |
| Aha gọọmenti | Olajumoke Bodunrin |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Febụwarị 1945 |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| So na | 1968 Summer Olympics, 1966 British Empire and Commonwealth Games, 1970 British Commonwealth Games, 1965 All-Africa Games |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Olajumoke Bodunrin (a mụrụ na abalị asaa nke ọnwa Febrụwarị na otu puku afọ na narị iteghete na iri anọ na ise ( 7 Februarị 1945)) bu onye ọgba ọsọNaijiria lara ezumike nka . A na-ewere ya dị ka "nwanyị kachasị agba ọsọ n'Africa" n'oge ọrụ ya, [1] Olajumoke nwetara ọla edo n'oge egwuregwu mba Afrika nke afọ 1965 na Brazzaville, Congo tupu ọ gaa n'ihu ịnọchite anya Naijiria na Egwuregwu Olimpiks nke oge Ekpomoku afọ 1968 na Mexico .
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ The Death of Nigerian Sports And A Walk Down Memory Lane. Nigerian Muse (22 August 2009). Retrieved on 13 September 2015.