Olajumoke Okoya-Thomas

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Olajumoke Okoya-Thomas
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Akụkụ nkeHouse of Representatives of Nigeria Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Jenụwarị 1957 Dezie
ŃnàMolade Okoya-Thomas Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọHarvard Business School Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress, Alliance for Democracy Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Omoba Olajumoke Abidemi Okoya-Thomas bụ onye otu ulo nke  Federal House of Representatives of Nigeria. Ọ bụ onye so n'òtù ndị Ọchịchị All Progressives Congress na-anọchite anya Lagos Island I Federal Constituency of Lagos state, Nigeria.[1]

Mbido ndụ na agụm akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Nwa nwanyị nke Chief Molade Okoya-Thomas[2], onye bụ Asoju Oba nke Lagos, amụrụ ya n'abali iri abụọ na January 1957. O nwere diploma na Senior Managers in Government nke si na Harvard University na diplọma na sec. admin site na College nke Burleigh.

ọrụ ndọrọndọrọ ọchichi[dezie | dezie ebe o si]

Olajumoke Okoya-Thomas malitere ịrụ ọrụ na 29 nke April 2011 maka nnọkọ nke atọ na ụlọ ndị gọọmenti etiti nke ndị nnọchiteanya. Ihe gbasara iwu bụ isi gbasara 'Social Development of Women and Children'. [3] Ọ bụ ugbu a onyeisi oche nke kọmitii na Mgbasa Ọhaneze na onye otu kọmitii na 'Banking & Currency, Diaspora, Niger Delta and Women' na nzuko omeiwu.

ọ bụbụrụ onye isi oche nke 'house committee of prisons'.[4]

Olajumoke Okoya-Thomas kwadoro iwu banyere inye umuaka ara n'afọ 2013. Iwu ahụ dara n'ihi na ndị nnọchiteanya 'Representatives' ahụ siri ọnwụ na ọ bụ ihe kachasị mma na ngalaba ọha na eze dị ka "ọ dịghị nwanyị ga-amanye ịzụ nwa ya" ọ bụ ezie na ha kwetara na uru ahụike nke na-enye nwa ara adịghị anabata.[5]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Nigerian Women who will shape Seventh National Assembly", 7 June 2014. Retrieved on 29 March 2014.
  2. Jumoke Okoya Runs Into Political Trouble For Eyeing Remi Tinubu's Senatorial Seat!. Society Now Nigeria. Archived from the original on 31 March 2014. Retrieved on 29 March 2014.
  3. OLAJUMOKE OKOYA-THOMAS Politician Profile Page. Shine Your Eye. Retrieved on 29 March 2014.
  4. Members Federal House of Representatives. Nigerian National assembly. Retrieved on 29 March 2014.
  5. "Reps Reject Bill On Exclusive Breast Feeding", January 29, 2013. Retrieved on 29 March 2014.