Olaudah Equiano
Ọdịdị
Olaudah Equiano
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1745 |
| Ebe ọmụmụ | Benin |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 31 Maachị 1797 |
| Ebe ọ nwụrụ | City of Westminster |
| Nwa | Joanna Vassa |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French, English |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, Onye na-ede akụkọ ndụ onwe ya, barber, merchant, omee |
| Nhazi nke ọha | freedman, slave |
| Ọrụ ama ama | The Interesting Narrative of the Life of Olaudah Equiano |
| Onye òtù nke | Sons of Africa |
| Ụdị | nkowa onwe, social criticism |
Olaudah Equiano (1745 – 31 Maachị 1797) bu onye ha mere ohọ Mbụ na Amerika na Europe. Ha mụrụ Equiano na ala Igbo imé ala Essaka. Ndi madụ a maghị ebe Essaka nọ na ala Igbo mana ha na si o nor na Anambra State na ọbọdọ Nigeria.