Oluranti Adebule

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Dr Oluranti Adebule, onye amụrụ na Novemba 27, 1970 na Lagos state bụ onye na-esote onye isiala nke iri na ise nke Lagos state.

Agụm Akwụkwọ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Dr Idiat Oluranti Adebule bidoro agụm akwụkwọ ya n' Awori college, Ojo.

O mechara gaa Mahadum nke Lagos State, Ojo ebe ọ gụru Islamic Education na 1992.

O mekwara Mastas digri ya na curriculum studies n'otu Mahadum ahụ. O mechakwara nweta  Doctorate degree n'otu Mahadum a na 2012.

Ọrụ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

O bidoro ọrụ ya dika onye Nkuzi nke nta na Michael Otedola College Of Primary Education, Epe na ngalaba Religious Studies. O mechara gafere na ngalaba nke Curricular activities na Lagos State University.

Ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

A họpụtara Dr Adebule ka ọ bụrụ ode akwụkwọ  Gọọmenti nke onye Isiala Lagos, Mr Babatunde Raji Fashola (SAN) na July 2011. Ọ ṅụrụ iyi dị ka onye na-esote onye Isiala steeti Lagos na May 29, 2015 na Ọka Ikpe nke Lagos 2015.

Nrụtụaka[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Lagos state Government Deputy Governor (23 November 2016).