Omo Ghetto

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Omo Ghetto
film
ahaOmo Ghetto Dezie
ụdịcomedy film, satire Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiAsụsụ Yoruba Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta24 Ọktoba 2010 Dezie
Odee akụkọ ihe nkiriFunke Akindele-Bello Dezie
onye na-emepụta iheFunke Akindele-Bello Dezie
ekesa siteNetflix Dezie
ebe akụkọNaijiria Dezie
Ụcha anụkpa ahụcolor Dezie
plot expanded inOmo Ghetto: The Saga Dezie

Omo Ghetto (nsụgharị Bekee: Child of the Ghetto ) bụ ihe nkiri mpụ na-atọ ọchị nke Niajiria nke afọ 2010 nke Naijiria nke Abiodun Olarenwaju duziri, nke Funke Akindele, Rachel Oniga, Taiwo Hassan, Yinka Quadri na Eniola Badmus sonyere. [1]

Akụkọ ndịnaya[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri a gbadoro ụkwụ na ajọ omume ọha nke òtù ndị inyom na-achị.

nnabata[dezie | dezie ebe o si]

Olusegun Michael nke Modern Ghana toro Ndịna akụkọ a, ndị nsonye, isiokwu na nkọwa nke ọrụ na fim ahụ, na-akọwa ya dị ka ihe nkiri "n'akụkụ ihe, na-atọ ụtọ na nke na-ekpughe ihe". [2] Na 2017, Azeezat Kareem maka Encomium Magazine depụtara Omo Ghetto dị ka otu n'ime ihe nkiri abụọ chawapụ̀tara Eniola Badmus n'isi na ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijiria . [3] E tinyekwara ya na ihe nkiri Legit.ng ise " nke Funke Akindele akacha echeta. [4]

Ndị Sonyere n'ihe nkiri a[dezie | dezie ebe o si]

Mwepụta[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri ahụ nwere mmalite ya na Ụlọ ngosi, National Arts Theatre, nke Iganmu n'abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Ọktoba, 2010. [5]

Usoro[dezie | dezie ebe o si]

Usoro ihe nkiri ahụ akpọrọ Omo Ghetto: The Saga pụtara n'abalị iri abụọ na ise nke ọnwa Disemba ,2020. [6] [7]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Okogene (2011-01-15). Nigeria: Omo Getto - Another Funke Akindele Story of 'Wayward Girls'. allAfrica. Retrieved on 2020-10-03.
  2. Fafore (2011-01-17). Appraisal of Funke Akindele’s Omo Ghetto. Modern Ghana. Retrieved on 2020-10-03.
  3. Azeezat (2017-09-08). 2 movies that catapulted Eniola Badmus to fame. Retrieved on 2020-10-03.
  4. Alawode. Which of these 4 roles are Funke Akindele’s most memorable?. Archived from the original on 2020-10-22. Retrieved on 2020-10-03.
  5. Akindele goes to the Ghetto. Vanguard (Nigeria) (2010-10-15). Retrieved on 2020-10-03.
  6. Augoye (2020-09-08). Nigeria: Behind-Scene Photos From Funke Akindele's Omo Ghetto 2 (en). allAfrica.com. Retrieved on 2020-12-31.
  7. Behind-scene photos from Funke Akindele’s Omo Ghetto 2 (en-GB) (2020-09-07). Retrieved on 2020-12-31.