Ronke Ojo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ronke Ojo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoRonke Ojo Dezie
Aha ọmụmụRonke Ojo, Ibironke Ojo-Anthony Dezie
Aha enyereRonke Dezie
aha ezinụlọ yaOjo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Julaị 1974 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Lagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1998 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriThe Ghost and the Tout, The Eve Dezie
Ihe nriteBest of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484, L305214 Dezie

Ronke Ojo (amụrụ ya na ụbochi gbara iri na asaa na onwa asaa na afọ 1974) nke amara aha ya bụ Ronke Oshodi Oke bụ onye na-eme ihe nkiri na Nigeria, onye egwu, onye isi na onye na-emepụta ihe nkiri. [1]

Mmalite ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ronke bụ agbụrụ Ondo Steeti mana amụrụ ya na Oworonshoki, Lagos State Southwest Nigeria, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị na sekọndrị. [2] [3] [4] Ọ malitere ọrụ ya site na otu ihe nkiri akpọrọ Star Parade n'okpuru nduzi nke Fadeyi, onye na-eme ihe nkiri Nigeria ma bụrụ onye a ma ama na afọ 2000 mgbe ọ pụtara na ihe nkiri akpọrọ Oshodi Oke, nke o si nweta aha ọkwa ya. [5] [6] Ọrụ egwu ya malitere na 2014, n'otu afọ ahụ ọ malitere album mbụ ya nke a ga-ewepụta. [7] [8] Na 2015, o weputara otu Ori Mi nke gosiputara 9ice . [9]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Succubus (2014)
  • Isan Laye
  • Eesu
  • Agbere Oju
  • Nloghachi nke Jenifa
  • Abeke Aleko
  • Abeke Eleko 2
  • Ajiloda
  • Aimasiko eda (2006)
  • Okun Ife 2 (2004)
  • Okun Ife (2004)
  • Asiri (2002)
  • Oshodi Oke (2000)

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ndị na-emepụta ihe nkiri na Naịjirịa
  • Ndepụta nke onye Yoruba na-eme ihe nkiri

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Ronke Oshodi Oke at IMDb
  1. Top Nollywood Actress, Ronke Oshodi-Oke in a recent interview with Vanguard revealed that her big boobs brought her into limelight. Naij. Archived from the original on December 10, 2015. Retrieved on December 12, 2014.
  2. Ronke Ojo. iroktv.com. Archived from the original on 2019-12-25. Retrieved on 2021-04-24.
  3. Adams Odunayo (8 October 2014). Actress Ronke Oshodi Reveals Her Greatest Regret. Naij.com - Nigeria news.. Retrieved on 5 December 2015.
  4. "YORUBA ACTRESS,RONKE OSHODI OKE WEDS SYLVESTER OMOGBOLAHAN IN NIGERIA", Nigeria Films, February 3, 2009.
  5. My boobs brought me to limelight—— Ronke Ojo. Vanguard News (26 October 2014). Retrieved on 5 December 2015.
  6. Ayo Onikoyi. "My boobs brought me to limelight—— Ronke Ojo", Vanguard Nigeria. Retrieved on October 26, 2014.
  7. Esho Wemimo (24 November 2014). Ronke Oshodi-Oke: Actress drops new album. pulse.ng. Retrieved on 5 December 2015.
  8. "Why I won't release my album yet" – Ronke Oshodi-Oke. Pulse NG (April 7, 2015). Archived from the original on March 4, 2016. Retrieved on April 24, 2021.
  9. Jimmy King. "Ronke Oshodi Oke – "Ori Mi" ft. 9ice (Prod. by ID Cabasa)", tooXclusive, April 7, 2015.