Omotayo Oduntan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Omotayo Oduntan
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Jụn 1957 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ogo mmụtadiploma Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Omotayo Aramide Oduntan (amụrụ na ọnwa isii na-afọ 1957),bụ nwa-afọ obodo Naijiria na onye ndọrọ-ndọrọ ọchichi na-anọchite anya  Alimosho II konstituenci na ụlọ ome-iwu Lagos Steeti na okpuru ndi otu ndọrọ-ndọrọ All Progressives Congress.[1]

Ndụ na ọlụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Lagos State, Southwestern Naijiria, ebe ọnọrọ na-agum-akwụkwụ primari na sekọndiri. Onwere asambado na ihe gbasara idozi na ijikwa nri site na Royal Institute of Public Health. Olụrụ ọlụ dika onye enyemaka Govanọ Lagos Steeti na ihe gbasara ime-obodo mgbe ọ na-alụ dika onye ome-iwu na ụlọ ome iwu Lagos Steeti site na-afọ 1999-2003 na-afọ 2011-2015.[2] Ọ na-eje ozi ugbua dika  Chief Whip na 8th Assembly nke ụlọ ome iwu Lagos steeti.[3]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Joshual, Prince (5 May 2016). Lagos lawmaker supports Senate on capital punishment for kidnappers. Champion Newspaper. Archived from the original on 4 April 2017. Retrieved on 4 April 2017.
  2. Lagos Assembly probes monarch - The Nation Nigeria. The Nation (12 February 2014). Retrieved on 4 April 2017.
  3. Woman of the Sun: politics taught me patience, perseverance –Oduntan, Lagos deputy chief whip - The Sun News. The Sun. Retrieved on 4 April 2017.