Onome Ebi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Onome Ebi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Mee 1983 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
nọmba egwuregwu3 Dezie

Onome Ebi bụ onye na - agbachitere bọọlụ Naịjirịa na- agbara Henan Jianye bọọlụ ugbu a n'asọmpị iko ndị inyom China na ndị otu Naịjirịa, Super Falcons. Na 2019 ọ ghọrọ onye egwuregwu bọọlụ Afrịka nke mbụ gbara bọọlụ na ndorondoro ise nke FIFA World cups.

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gbara bọọlụ Bayelsa Queens FC na asọmpi ụmụnwaanyị nke Naịjirịa tupu ọ kwaga Piteå IF na Djurgårdens IF na Sweden na Damallsvenskan . Ebi kwuru "Enwere m obi ụtọ ịnọ na Turkey n'ihi ihu igwe dị mma. Ga Sweden bụ egwuregwu bọọlụ dị iche, ebe ihu igwe jụrụ oyi mere ka o siere m ike ịgba bọọlụ nke ọma. Dị onye na-amu amu nke Njikọ Swedish mere m ka m malite a laghachi Turkey maka Ataşehir Belediyespor FC na Njikọ Mbụ . " [1]

Ọ na-egwuri egwu maka ndị Turkish Düvenciler Lisesispor na Ataşehir Belediyespor na Njikọ Mbụ . [2] O mere ya njiko onye mmeri nke mbụ na ọgust afọ 2012 mgbe ọ na-egwu Ataşehir Belediyespor. [3]

Ọ laghachiri na Sweden Damallsvenskan na 2013 ka ogwuro ndi Sunnanå SK tupu ọ gaa Belarus igwuregwu maka FC Minsk na njiko Belarusian Premier . [4] Mgbe ọ nọ ebe ahụ, ọ bụ onye otu ndị otu meriri njiko Premier nke Belarus, iko ụmụ nwanyị Belarus na Super Cup nke Belarusia ugboro abụọ. [1]

N'egwuregwu bọọlụ na asọmpi mba ụwa, Ebi n'agba dị ka ọnụọgụ ise na otu n'ihi mkpa ọ dị maka ya. Mgbe ọ bịarutere Minsk, akara jersey ahụ, ya mere ọ rịọrọ maka ọnụọgụ iri ise na isekama. [1]

Ọ na-egwu egwu ugbu a na ngalaba nke abụọ nke China bụ Henan Huishang, ebe ọ bịanyere aka n'afọ 2018.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebi bụ onye otu mba na naijiria. na abali isii n'onwa Jụlai afọ 2019, ọ ghọrọ onye mbụ Afrịka n'agba bọọlụ nke ọgugu ise [5] ndorondoro nke FIFA World Cup, na-ekere òkè dị na 2003, 2007, 2011 na 2015, 2019 mbipụta nke FIFA Women World Cup na 2008 Beijing Olimpik . [6] [7]

Ebi bụkwa onye otu ndị otu egwuregwu Naịjirịa na 2008, [8] 2010, [9] 2012, 2014, 2016 na 2018 nke Afrika Women's Championship, [10] [11] meriri asọmpi ahụ ugboro anọ 2010, 2014 ) 2016 na 2018 . [12] [13]

Ukpono[dezie | dezie ebe o si]

Klọb[dezie | dezie ebe o si]

Ataşehir Belediyespor
  • Ndi Nwanyi Nwanyi Turkish nke mbu (2): 2011–12, 2012–13
  • Belarusian Premier League (1): 2014
  • Iko ndi Belarusia (1): 2014
  • Nnukwu iko nke ụmụ nwanyị Belarus (2): 2014, 2015

mba[dezie | dezie ebe o si]

Naijiria
  • Egwuregwu Ndị Nwanyi Africa (4): 2010, 2014, 2016, 2018

Ebe nke anọ: 2012

Onyinye Ndi Onwe

  • NFF-Aiteo Nwanyị Player Of The Year: 2018 [14]

Ebe m si nwete[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 "Onome Ebi: No Regrets Dropping Out Of School To Play Soccer", New Telegraph, 24 April 2016. Retrieved on 10 November 2016.
  2. Super Falcons' Onome Ebi wins Turkish league title. Goal.com (14 June 2012). Retrieved on 10 November 2016.
  3. Onome Ebi. UEFA. Retrieved on 10 November 2016.
  4. Nigerian trio help FK Minsk win Belarus Women Super Cup. Goal.com. Retrieved on 29 June 2015.
  5. Nigeria's Onome Ebi makes African history with fifth Women's World Cup appearance | Goal.com. www.goal.com. Retrieved on 2019-06-13.
  6. FIFA player stats. Retrieved on 29 June 2015.
  7. Games of the XXIX. Olympiad (18 September 2008). Retrieved on 10 November 2016.
  8. "Nigeria/Ghana: 2008 African Women Championship – Super Falcons Begin Campaign Against Ghana Today", 11 November 2008. Retrieved on 10 November 2016.
  9. Falcons go headlong for women’s title on SuperSport. Bloemfontein Celtic (28 October 2010). Archived from the original on 10 May 2017. Retrieved on 10 November 2016.
  10. "Falcons’ Onome Ebi joins other pros in camp", 16 October 2012. Retrieved on 10 November 2016.
  11. Minsk Release Esther Sunday & Onome Ebi for AWC. Goal.com (29 September 2014). Retrieved on 10 November 2016.
  12. "African International Competitions". Retrieved on 10 November 2016.
  13. "Nigeria reclaim African women's title", 25 October 2014. Retrieved on 10 November 2016.
  14. Correspondent. Onome Ebi wins 2018 NFF Women's Player of the Year award | Goal.com (en).

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Onome Ebi – FIFA competition record
  • Onome Ebi – UEFA competition record
  • Onome Ebi at SvFF (in Swedish)
  • Onome Ebi at Soccerway