Onyeka Onwenu
Onyeka Onwenu
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Onyeka Onwenu |
Aha ọmụmụ | Onyeka Onwenu |
aha ezinụlọ ya | Onwenu |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Jenụwarị 1952 |
Ebe ọmụmụ | Anambra Steeti |
Ńnà | D. K. Onwenu |
nwa | Tijani, Abraham |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ụdị ọrụ ya | theater arts, music |
Ọkwá o ji | onyeisi oche nwaanyi, director, tour guide, newsreader |
ebe agụmakwụkwọ | Wellesley College, New School |
ogo mmụta | Bachelor of Arts |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1984 |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
ihe nkiri | Lionheart, Women's Cot |
mmekorita ya na | King Sunny Adé |
mba osi | Naijiria |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Amụrụ Onyeka Onwenu n' ụbọchi iri na asaa n' ime onwa ise n' ime afor 1952. Ọ bụ onye Naijiria, Ọ na-agu egwu, na-ede abụ ma na-eme ihe egwuruegwu. Ọ bụkwa onye nta akụkọ, bụrụkwa onye ndorondoro ochichi obodo. o bu onye oka ikpe na ihe ejiji X factor. O bu onye nkasi nwa ohurnru nwa nwayi nke onye nwere ozuzu na ihe nmuta nsi na Naijiria, papa Onyeka Onwenu bukwa onye ndorondoro ochichi, Afa nna Onyeka Onwenu bu D. K. Onwenu. Ndi nta akuko na akpokwa ya "enenebe eje oru", obukwa onye isi npugoro apu na Imo State Council for arts and Culture, ugbua, obu onye isi kacha na ulo oru ihe gbasara oganairu umu nwayi.