Osita Iheme

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Osita Iheme
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụOsita Iheme Dezie
Aha enyereOsita Dezie
aha ezinụlọ yaIheme Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Febụwarị 1982 Dezie
Ebe ọmụmụMbaitoli Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye mkpaochi Dezie
ebe agụmakwụkwọInstitute of Management and Technology Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1998 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọnọdụ ahụikedwarfism Dezie
ihe nkiriOsita Iheme filmography Dezie
Ọrụ ama amaAki na Ukwa Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Osita Iheme, MFR (amuru ya na izu iri-abuo n'onwa abụọ n’afọ 1982) bu onye amara aha ya na- eme ihe nkiri na Naijiri rụrụ Pawpaw na ihe nkiri Aki na Ukwa Chinedu Ikedieze sonyere n'ịrụ ihe nkiri a. Ọ bụ onye chọpụtara 'Inspired Movement Africa' nke ọ chọpụtara iji kpalie, na-akpali ma na-akpali uche nke ndị na-eto eto Naijiria na Africa. N’afọ 2007, Iheme natara akara ugo mmụta ihe eji enyere ndụ aka na African Movie Academy Awards.[1] E were ya dịka otu n’ime ndị na-eme ihe nkiri ama ama n’obodo Naijiria. [2] N’afọ 2011, Onye isi ala Goodluck Jonathan kwanyere ya ugwu dịka onye otu Order of the Federal Republic (MFR)

Mbido Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye Mbaitoli, Imo State Naijiria. Iheme toro na Abia State ma nwee nzere nke Sayensị na Kọmputa Sayensị na Mahadum Lagos steeti [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Aki na Paw Paw

Ná mmalite ọrụ ya Osita Iheme rụrụ ọrụ na ihe nkiri ole na ole dịka nwatakịrị. N'afọ 2003 ọ bụrụ onye ama ama mgbe ya na Chinedu Ikedieze rụrụ ihe nkiri ọchị Aki na Ukwa nke ọ rụrụ dịka Pawpaw na ihe nkiri ahụ. Ọ rụọla ọrụ ihe nkiri dịka nwatakịrị n'ọtụtụ ihe nkiri ya mana o mechara na-arụ dịka onye tozuru oke. Mmadụ abụọ mechara bụrụ otu n'ime ndị kachasị atọ ọchị na Nollywood site na mgbe o bidoro ruo ugbu a[4]

Ọ bụ onye nnọchi anya ọgbara ọhụụ na 'Rotary International District 9110' buru kwa onye ode akwụkwọ INSPIRED 101 . Iheme enwetala ihe nkiri karịrị otu narị ma bụrụkwa otu n’ime ihu ndị ama ama na Nollywood. [5] Dika onye so ya eme ihe nkiri bụ Chinedu Ikedieze, Iheme nwere obere ahụ. Ụdi ahụ Iheme nwere nyere ya uru nke ịdị iche na ndị ọzọ na-eme ihe nkiri na Nigerian movie industry.

O gbanweela n'ọrụ ya site na onye na-eme ihe nkiri ọchi baa onye omee ihe nkiri egwuregwu dị iche iche gbara ezigbo mgbọrọgwụ. Nke a emeela ka a na a kwanyere ya ùgwù na ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijiria niile nakwa ndị niile na-akwado ya. [3]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Iji kwụọ ya ụgwọ ọrụ maka enyemaka ya maka uto nke ụlọ ọrụ ihe nkiri Naịjirịa, n'afọ 2011 e nyere ya nsọpụrụ mba Naịjirịa nke onye otu Order of the Federal Republic (MFR) site n’aka onye isi ala Goodluck Jonathan [6] .

Mmetụta[dezie | dezie ebe o si]

Arụmọrụ ya na onye ome ihe nkiri obere dịka ya bụ Chinedu Ikedieze na ihe nkiri n'afọ 2002 bụ Aki na Ukwa ka a na-ekwukarị ebe niile na mmadụ abụọ a ọ kachasi omume Osita na-agagharị site na foto kemgbe 2019 na Twitter nakwa usoro intanetị mgbasa ozi ndị ọzọ di n'ụwa niile. [7] [5] Nke a mechara nwetara ya nkwado bur ezigbo ibu n'ụwa niile. [8]

Ihe nkiri dị iche iche[dezie | dezie ebe o si]

  • Games men play 5: Computer Games is our Game (2018)
  • The Self-Destruction of Little Mark (2017)
  • Double Mama (2015)
  • Mirror Boy (2010)
  • Tom and Jerry (Nigerian film)(originally released in 2003, re-released in 2008)
  • Markus D Millionaire (2008)
  • Stubborn Flies (2007)
  • Boys from Holland (2006)
  • Brain Box (2006)
  • Criminal Law (2006)
  • Jadon (2006)
  • Last Challenge (2006)
  • Remote Control (2006)
  • Royal Messengers (2006)
  • Winning Your Love (2006)
  • Young Masters (2006)
  • Colours of Emotion (2005)
  • Final World Cup (2005)
  • Holy Diamond (2005)
  • I Think Twice (2005)
  • My Business (2005)
  • The Last Orphan
  • Reggae Boys (2005)
  • Secret Adventure (2005)
  • Spoiler (2005)
  • Village Boys (2005)
  • American Husband (2004)
  • Big Daddies (2004)
  • Columbia Connection (2004)
  • Daddy Must Obey (2004)
  • Mr.Ibu (2004)
  • Baby Police 2 (2004)
  • John and Johnny Just Come (2003)
  • Green Snake (2003)
  • 2 Rats (2003)
  • Aki na ukwa (2003)
  • I'm in Love (2003)
  • Baby Police (2003)
  • Back from America 2 (2003)
  • Charge & Bail (2003)
  • Tell Them (2003)
  • Oke Belgium (2003)
  • Good Mother (2003)
  • Informant (2003)
  • Johnny Just Come (2003)
  • Nicodemus (2003)
  • Nwa Teacher (2003)
  • Twin Brothers (2003)
  • Aka Gum (2002)
  • Okwu na uka (2002)

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

  1. Coker, Onikepo. "Africa Celebrates Film Industry at AMAA 2007", Mshale Newspaper, Mshale Communications, 4 May 2007.
  2. "Nigerian film lights Zambia's screens", BBC.
  3. 3.0 3.1 Cornel-Best, Onyekaba. ".DYNAMITES. That's what we are", 6 May 2005.
  4. The 10 most iconic characters in Nollywood (en-US) (20 February 2019). Archived from the original on 17 July 2020. Retrieved on 29 November 2020.
  5. 5.0 5.1 Is Osita Iheme's meme used by Fenty Beauty and 50 Cent a win for Nollywood? (en-US) (10 July 2019).
  6. In Pictures: Jonathan Decorates Dangote, Others at National Awards in Abuja (en-US) (15 November 2011).
  7. "Why dis Osita Iheme meme dey burst pipo brain?", 2 July 2019. Retrieved on 9 May 2020.
  8. Adikwu, Marris (14 August 2019). The Nigerian Film Stars Behind Some of Twitter’s Greatest Memes. Retrieved on 9 May 2020.

External links[dezie | dezie ebe o si]

  • Osita Iheme on IMDb