Otong soup

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Otong soup

Otong soup bụ ofe Naijiria nke e mere na mpaghara Ndịda Anyanwụ, ọ na-ewu ewu n'etiti agbụrụ Efik nke steeti cross River. Ụdị ofe yiri ya bụ 'Ila alasepo' nke Yoruba na 'okwuru' nke agbụrụ Igbo.[1]

Akwụkwọ nri atọ e ji akwadebe ofe bụ ikong Ubong (Ugu), Uziza na Okra. A na-eji anụ, azụ, crayfish, osebonnet, Onion na mmanụ nkwụ dị iche iche esi nri ofe Efik.[2]

Nri ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

A na-enye ofe ahụ na Ayan Ekpang, fufu, Eba na Pounded yam.[3]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. How To Make Otong Soup (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-10-24). Retrieved on 2022-06-30.
  2. Online (2019-06-29). Here’s finger-licking OTONG soup (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2022-06-30.
  3. Online (2021-10-30). Make Okra soup the Efik way (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2022-06-30.