Pantami Stadium
Ọdịdị
Pantami Stadium
| A gụrụ aha | Pantami |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Gombe |
| Ebe | Gombe |
| Nhazi ọnọdụ | 10°16′36″N 11°10′6″E |
| Nwe ya | Ȯra Gombe |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English, Asụsụ Hausa, Asụsụ Fula |
| Onye ọrụ | Ȯra Gombe |
| Street address | Pantami Road, Gombe 760251, Gombe |
| Koodu Nzipu ozi | 760251 |

Pantami Stadium bụ ama egwuregwu eji agba ọtụtụ egwuregwu nwere ike ịbatacha mmadụ Puku iri na abụọ [1] dị na Pantami district nke Gombe, Gombe State, Nigeria . A na -ejikarị ya maka egwuregwu bọọlụ mana e ji ya emewekwa emume steeti dị iche iche, dị ka mmemme okpukpe, ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mmekọrịta ọha. Ọ bụ ama egwuregwu nnọ n'ụlọ nke Gombe United FC ma ewere ya dị ka otu ọ gbakọ egwuregwu kacha ọhụrụ na mba a. E mepere ya na 2010.
Ihe owuwu a nwere nnukwu ụlọ ọrụ atọ gunyere pichi bọọlụ aka ruru, ụzọ maka egwuregwu ndị ọsọ na ogige mgbatị ahụ e wuru iji bulie ma kwalite mmepe egwuregwu na steeti [2]
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ http://allafrica.com/stories/201105170902.html
- ↑ Abubakar, (Gombe) (2020-09-26). N3bn Pantami stadium Gombe in dire need of maintenance (en). Daily Trust. Archived from the original on 2021-06-07. Retrieved on 2020-12-18.