Paschaline Alex Okoli
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Paschaline Alex Okoli |
| Aha enyere | Paschaline |
| Aha ezinụlọ ya | Okoli |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | mahadum steeti imo |
| Ogo mmụta | Bachelor of Arts |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2010 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Paschaline Alex Okoli bụ onye na-eme ihe nkiri na Naijiria amara ofuma maka aha ya bu Cordelia na ihe nkiri Jenifa's Diary.
Mmalite ndu na mmuta
[dezie | dezie ebe o si]Paschaline bu onye Anambra steeti, Orumba south lokal gọọmenti. Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum steeti Imo ebe o nwetara nzere na French[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bido ọrụ ihe nikiri ya n'afo 2010 na ihe nkiri akpọrọ Definition Of Love[2] mana nnukwu oganihu biara ya mgbe ọ mere dika Cordelia[3][4] na ihe nkiri jenifa's diary nke Funke Akindele kere.
Onyinye na nhoputa
[dezie | dezie ebe o si]A họpụtara Paschaline maka onyinye nke Nwaanyị ohuru ihe nkiri ya kacha mma nke afọ (Bekee).
Esemokwu
[dezie | dezie ebe o si]Paschaline, kwuru na ya nwere ike ịgba ọtọ ma ọ bụrụ na ọrụ e nyere ya chọrọ ka o mee ya na ọ bụrụ na ego a ga-enye ya dị mma. [5] [6] [7] [8] Agbanyeghị na n'ọtụtụ mba ụwa, nke a anaghị abụkarị esemokwu mana na obodo Naịjirịa ọ na-abụkarị ihe di iche.
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Actress Paschaline Alex Okoli celebrates her birthday with raunchy photos. (en-US).
- ↑ mybiohub. Paschaline Alex Okoli Biography | MyBioHub.
- ↑ Complete List of Jenifa's Diary Cast Full Names, Profile & Celebrities Featured - Jenifa's Diary Full Series Download Links, Casts and Spoilers. (en-US). Archived from the original on 2017-09-06. Retrieved on 2020-11-05.
- ↑ I can act nude – Cordelia of Jenifa’s Diary | National Pilot Newspaper (en-US). Archived from the original on 2017-11-22. Retrieved on 2020-11-05.
- ↑ ""I Can Go Nude For A Movie"- Actress Paschaline Alex Okoli (Video)", GistReel, 2017-09-04. (in en-US)
- ↑ "[E!News Paschaline Alex Okoli: I Can Go Nude For A Movie Depending On The Amount]", IJEBULOADED, 2017-09-04. (in en-US)
- ↑ ""I can go nude for a movie" — Actress Paschaline Alex Okoli - NAIJAXTREME", NAIJAXTREME, 2017-09-04. (in en-US)
- ↑ "Actress Paschaline Alex Okoli Talks Acting Nude Scenes", Realchannel65, 2017-09-05. (in en-US)
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Paschaline Alex Okoli Instagram Page
Òtù:Ndị Igbo