Patience Ozokwor
Appearance
Patience Ozokwor
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Patience Ozokwor ![]() |
Aha ọmụmụ | Patience Ozokwor ![]() |
Aha enyere | Patience ![]() |
aha njirimara | Patience Ozokwor ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Septemba 1958 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ngwo ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye egwu, onye mmebe ejiji ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1999 ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Supporting Role ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
![](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/e/e2/PatienceOzokwor.jpg/220px-PatienceOzokwor.jpg)
Patience Ozokwor, // (na-ege ntị) (A amụrụ ya n'ụbọchị iri na anọ n'ọnwa Septemba n'afọ1958) ọ bụ onye Naijiria na-eti egwu, onye na-emepụta ejiji, onye na'agụ egwú gospel, na onye na-eme ihe nkiri. O meriri ihe nrite Best Supporting Actress 2012 & 2013 na 10th Africa Movie Academy Awards.[1][2][3][4] A maara ya maka ịrụ ọrụ nke nwanyị ọjọọ na ụfọdụ ihe nkiri ya.[5] Patience Ozokwor so n'ime ndị Naijiria puku irí kachasị elu nke gọọmentị sọpụrụ iji mee emume njikọta nke mpaghara ugwu na ndịda n'afọ 2014.[6]
- ↑ Patience Ozorkwor Biography. informafrica.com. Archived from the original on 10 November 2020. Retrieved on 8 August 2014.
- ↑ When Patience Ozokwor stormed London for son's wedding. vanguardngr.com. Retrieved on 8 August 2014.
- ↑ 'I Miss My Husband's Love And Companion' Patience Ozokwor. pulse.ng. Archived from the original on 2 August 2017. Retrieved on 8 August 2014.
- ↑ Patience Ozokwor reveals her real age & why she adopted 5 children. diamondcelebrities.com. Archived from the original on 21 October 2018. Retrieved on 8 August 2014.
- ↑ What Pastor Okotie, Patience Ozokwor, others have in common (en-US). Punch Newspapers (2021-01-24). Retrieved on 2022-08-06.
- ↑ Jonathan decorates Obasanjo, Buhari, IBB, others with centenary awards. vanguardngr.com. Retrieved on 7 October 2014.