Progressive Tailors Club

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Progressive Tailors Club
film
Ụlọ ọrụ mmepụta ihefilm, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ahaProgressive Tailors Club Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ebeNaijiria Dezie
mmekorita ya naNollywood Dezie
ụdịpolitical film Dezie
ndi mgbasa oziNetflix Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiBekee Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta29 Ọktoba 2021 Dezie
ụbọchị mmepụta2021 Dezie
Onye nduziBiodun Stephen Dezie
onye na-emepụta iheVictoria Akujobi, Niyi Akinmolayan Dezie
usoro nkesavideo on demand Dezie
ụbọchị ọkwaỌktoba 2021 Dezie

Progressive Tailors Club, bụ ihe nkiri ikatọ ọnọdụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke Biodun Stephen duziri na Niyi Akinmolayan na Victoria Akujobi rụpụtara ya. [1] [2] Beverly Osu, Uzor Arukwe, Funnybone, na Blessing Jessica Obasi na Rachael Oniga, Lizzy Jay, Adedimeji Lateef, na Bolaji Ogunmola so ná ndị e gosiputara na ohe nkiri a[3] [4]

E mere ihe nkiri a na Lagos, Naijiria. [5] Ewepụtara ya na Ọktoba 29, 2021. [6] [7]

Atụmatụ[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri a na-ekwu maka ndị òtù Progressive Tailors Club, bụ ndị na-ezukọ maka nzukọ iji họrọ onye ndu ọhụrụ ha.  Ha kwuru ọtụtụ okwu megidere iwu na nke ahụ. [8] [9]

Ndị mere ihe nkiri a[dezie | dezie ebe o si]

Atụmatụ[dezie | dezie ebe o si]

Ndị otu Progressive Tailor's Club gbakọtara maka ọgbakọ ịhọpụta onye ndu ọhụrụ ha. Otú ọ dị, mgbe a na-ewepụ onye isi a tụkwasịrị obi ruo ogologo oge n'ihi nrụrụ aka, ọ na-abịa na nhọrọ n'etiti ndị ochie, nke ọhụrụ na ndị na-akwa emo.

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nrite Otu onye nnata Nsonaazụ Ref
2022 Nhọrọ nke Africa Magic Viewers' Choice Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ihe nkiri style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [10]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Gary. The Progressive Tailors Club (en-US). Content Nigeria. Retrieved on 2021-10-04.
  2. Progressive Tailors Club: Watch first teaser (en). Pulse Nigeria (2021-07-20). Retrieved on 2021-10-04.
  3. Tv (2021-07-21). Watch the Teaser for Anthill Studios' Forthcoming Film "Progressive Tailors Club" (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-10-04.
  4. Anthill Studios unveils cast of Biodun Stephen's 'Progressive Tailors Club' (en). Pulse Nigeria (2021-06-21). Retrieved on 2021-10-04.
  5. 'Progressive Tailors Club' gets theatrical release date (en). Pulse Nigeria (2021-08-06). Retrieved on 2021-10-04.
  6. Progressive Tailors Club - 2021 Movie Download (en-US). Infowaka (2021-08-15). Retrieved on 2021-10-04.
  7. Biodun Stephen's film, "Progressive Tailors Club" is Coming to Cinemas in October (en-US). Media Rants (2021-09-17). Archived from the original on 2021-10-04. Retrieved on 2021-10-04.
  8. user (2021-08-11). Teaser: Progressive Tailors Club - Nolly Silver Screen (en-US). Archived from the original on 2021-10-04. Retrieved on 2021-10-04.
  9. Naijaray. DOWNLOAD: Progressive Tailors Club – Latest Nollywood Movie — Naijaray (en-GB). naijaray.com.ng. Retrieved on 2021-10-04.
  10. "2022 Africa Magic Awards Nominees don land- See who dey list", BBC News Pidgin. Retrieved on 2022-03-26.