Rajaona Andriamananjara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rajaona Andriamananjara
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịMadagascar Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Disemba 1943 Dezie
Ebe ọmụmụAmbatomena, Manjakandriana Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya30 Septemba 2016 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Malagasy, French language, Bekee, German, Standard Mandarin Dezie
Ọrụ ọ na-arụeconomist Dezie
Ọkwá o jipresident, director general Dezie
ebe agụmakwụkwọPrinceton University, George Washington University, University of Michigan Dezie
ogo mmụtabachelor's degree, nzere masters, doctorate Dezie
Onye òtù nkeThe World Academy of Sciences, Malagasy Academy Dezie
Ihe nriteFellow of the African Academy of Sciences, TWAS fellow Dezie

[1]Rajaona Andriamananjara FAAS FTWAS (1 Disemba 1943 - 30 Septemba 2016) bụ ọkammụta si mba Madagascar na ngalaba sayensị mmekọrịta mmadụ na ibe ya na akụ na ụba. [2] [3][4][5] Ọ bụ onye guzobere na onye nduzi nke Malagasy Institute of Planning Techniques na onye isi oche nke Madagascar's National Academy of Arts, Letters and Sciences (AcNALS) |url=https://www.interacademies.org/organization/madagascars-national-academy-arts-letters-and-sciences-acnals |access-date=2022-12-02 |website=www.interacademies.org |language=en}}</ref>[3]

Agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Andriamananjara na 1 Disemba 1943 na Ambatomena, Madagascar.[6] Ka o nwetachara nzere B.Sc ya Mahadum Princeton n'afọ 1966,[7]Andriamananjara nwetara nzere Masters abụọ na International Affairs and Economics site na Mahadum George Washington na Mahadum Michigan n'afọ 1967 na 1969 n'otu n'otu. Ọ natara nzere Doctor of Philosophy|ọkankuzi ya site na Mahadum Michigan na 1971.[2][8]

Ọrụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Andriamananjara rụrụ ọrụ dị ka onye na-ahụ maka akụ na ụba na International Monetary Fund [8] Ọ rụkwara ọrụ na gọọmentị Madagascar dị ka onye ndụmọdụ na Directorate of Planning onye isi nchịkwa nke atụmatụ na Ministry of Finance and Planning, na onye isi nchịkwa nke Institute of Madagascar for Techniques of Planning . [5] [4][3] Ọ bụ onye òtù &nbsp Madagascar Ethics Kọmitii maka for Science and Technology (CMEST) na onye isi oche nke National Academy of Arts, Letters and Sciences nke Madagascar  

Ọnwụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Andriamananjara nwụrụ n'ọrịa kansa pancreas na 30 Septemba 2016. [8]

Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Andriamananjara dị ka onye òtù African Academy of Sciences n'afọ 2006, [2] na World Academy of Sciences n'afọ 2010. [1] [9][4][3] Ọ bụ onye otu Kọmitii maka Omume nke Madagascar maka Sayensị na Teknụzụ (CMEST) ma bụrụkwa onye isi oche nke National Academy of Arts, Letters and Sciences nke Madagascar (2002-2016).[2] E nyere Andriamananjara Madagascar Knight of the Order of Merit, na AFGRAD Alumni Awards nke America Institute of the USA nyere.[8]

Akwụkwọ ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Scholia

  • Andriamananjara, R. (1973). Labour Mobilisation in Morocco. The Journal of Modern African Studies, 11(1), 145–151.[10]
  • Andriamanerasoa, Nirina, and Rajaona Andriamananjara. "POUR UN DÉVELOPPEMENT AU SERVICE DES MASSES DES PAYS SOUS-DÉVELOPPÉS". Revue Tiers Monde, vol. 18, no. 71, 1977, pp. 481–92. JSTOR[11]
  • Rajaona Andriamananjara: Economic Development Cycles In Madagascar, 1950–1990.[12]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Andriamananjara, Rajaona (en). TWAS. Retrieved on 2022-12-02."Andriamananjara, Rajaona". TWAS. Retrieved 2022-12-02.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Andriamananjara Rajaona | The AAS. www.aasciences.africa. Archived from the original on 2022-12-02. Retrieved on 2022-12-02.. www.aasciences.africa. Retrieved 2022-12-02.
  3. 3.0 3.1 3.2 3.3 Partnership (IAP). Rajaona Andriamananjara (en). www.interacademies.org. Retrieved on 2022-12-02.Partnership (IAP), the InterAcademy. "Rajaona Andriamananjara". www.interacademies.org. Retrieved 2022-12-02.
  4. 4.0 4.1 4.2 Partnership (IAP). Madagascar's National Academy of Arts, Letters and Sciences (AcNALS) (en). www.interacademies.org. Retrieved on 2022-12-02.Partnership (IAP), the InterAcademy. "Madagascar's National Academy of Arts, Letters and Sciences (AcNALS)". www.interacademies.org. Retrieved 2022-12-02.
  5. 5.0 5.1 Délégation Permanente de Madagascar auprès de l'UNESCO. madagascar-unesco.com. Retrieved on 2022-12-02.
  6. Yumpu.com. FINAL REPORT PROJECT DESIGN AND PLANNING PROGRAM ... (en).
  7. Rajaona Andriamananjara '66 (en) (2020-09-26).
  8. 8.0 8.1 8.2 8.3 Rajaona Andriamananjara '66 (en) (2020-09-26).
  9. Partnership (IAP). Rajaona Andriamananjara (en-GB). www.interacademies.org. Retrieved on 2022-12-04.
  10. Andriamananjara, Rajaona (1973). "Labour Mobilisation in Morocco". The Journal of Modern African Studies 11 (1): 145–151. DOI:10.1017/S0022278X00008156. ISSN 0022-278X. 
  11. (1977) "POUR UN DÉVELOPPEMENT AU SERVICE DES MASSES DES PAYS SOUS-DÉVELOPPÉS". Revue Tiers Monde 18 (71): 481–492. DOI:10.3406/tiers.1977.2730. ISSN 1293-8882. 
  12. Economic Development Cycles In Madagascar, 1950-1990.