Gaa na ọdịnaya

Ramen Deka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ramen Deka
8th Governor of Chhattisgarh
Assumed office
31 July 2024
PresidentDroupadi Murmu
Prime MinisterNarendra Modi
Chief MinisterVishnu Deo Sai
Preceded byBiswabhusan Harichandan
Member of Parliament, Lok Sabha
In office
16 May 2009  23 May 2019
Preceded byNarayan Chandra Borkataky
Succeeded byDilip Saikia
ConstituencyMangaldoi
Personal details
Born (1954-03-01) 1 Maachị 1954 (age 71)
Political partyBharatiya Janata Party
SpouseRanee Dekakakaty
Children2
Alma materUniversity of Guwahati
As of May, 2014
Source:

Ramen Deka (amụrụ 1 Maachị 1954) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India na-eje ozi ugbu a dị ka Gọvanọ 8th nke Chattisgarh.[1] Ọ bụ onye otu Bharatiya Janata Party. Ọ bụ onye otu nzuko omeiwu, Lok Sabha na Lok Sabha nke iri na isii ma nọchite anya Mangaldoi (mpaghara Lok Sabha). Ọ bụbu onye odeakwụkwọ mba nke Bharatiya Janata Party [2] na Onye isi ala BJP Assam. .[1]

Onye isi ala Droupadi Murmu họpụtara Ramen Deka dị ka Gọvanọ nke Chhattisgarh na 27 Julaị 2024.[2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Profile of Members. Government of India. Retrieved on 1 March 2012.
  2. India TV News. "President appoints 6 new Governors including Om Prakash Mathur, Santosh Gangwar, reshuffles 3 others", 28 July 2024. Retrieved on 28 July 2024. (in en)