Rebecca Muambo
Ọdịdị
Rebecca Muambo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Aha enyere | Rebecca |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Julaị 1985 |
| Ebe ọmụmụ | Buea |
| Ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
| Ụdị egwuregwu | wrestling |
| So na | wrestling at the 2016 Summer Olympics |
Rebecca Ndolo Muambo (amụrụ na ụbọsị 16 July 1985) bụ onye Cameroon na-agba mgba.[1] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke 48 kilogram na 2014 Commonwealth Games ebe o ritere ọla nchara.[2][3]
Nsonaazụ ndị dị mkpa
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Egwuregwu | Ebe a na-anọ | Nsonaazụ | Ihe omume |
|---|---|---|---|---|
| 2003 | Egwuregwu Afrịka niile | Abuja, Nigeria | Nke atọ | Freestyle 48 kilogram |
| 2007 | Egwuregwu Afrịka niile | Algiers, Algeria | Nke atọ | Freestyle 48 kilogram |
| Mmeri Ụwa | Baku, Azerbaijan | Nke 29 | Freestyle 48 kilogram | |
| 2009 | Mmeri Afrịka | Casablanca, Morocco | Nke asaa | Freestyle 48 kilogram |
| 2010 | Mmeri Afrịka | Cairo, Egypt | Nke atọ | Freestyle 48 kilogram |
| 2011 | Mmeri Afrịka | Dakar, Senegal | Nke Mbụ | Freestyle 48 kilogram |
| Mmeri Ụwa | Istanbul, Turkey | Nke 38 | Freestyle 48 kilogram | |
| 2012 | Mmeri Afrịka | Marrakech, Morocco | Nke Mbụ | Freestyle 48 kilogram |
| 2013 | Mmeri Afrịka | N'Djamena, Chad | Nke Abụọ | Freestyle 48 kilogram |
| Mmeri Ụwa | Budapest, Hungary | Nke 21 | Freestyle 48 kilogram | |
| 2014 | Mmeri Afrịka | Tunis, Tunisia | Nke Abụọ | Freestyle 48 kilogram |
| Egwuregwu Commonwealth | Glasgow, Scotland | Nke atọ | Freestyle 48 kilogram | |
| Mmeri Ụwa | Tashkent, Uzbekistan | Nke 20 | Freestyle 48 kilogram | |
| 2015 | Mmeri Afrịka | Alexandria, Egypt | Nke Mbụ | Freestyle 48 kilogram |
| Mmeri Ụwa | Las Vegas, United States | 33rd | Freestyle 48 kilogram | |
| Egwuregwu Afrịka | Brazzaville, Congo | Nke Abụọ | Freestyle 48 kilogram | |
| 2016 | Mmeri Afrịka | Alexandria, Egypt | Nke Mbụ | Freestyle 48 kilogram |
| Egwuregwu Olimpik | Rio de Janeiro, Brazil | Nke iri na isii | Freestyle 48 kilogram |
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Talla. "Nice 2013: Muambo Rebecca claims Gold for Cameroon", Star Africa, 17 December 2013. Retrieved on 19 October 2014.
- ↑ "Robertson twins fall to Cameroon power", The Herald, 30 July 2014.
- ↑ Glasgow 2014 profile. Archived from the original on 18 July 2022. Retrieved on 19 October 2014.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Rebecca Muambo on Facebook