Rele Art Gallery

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rele Art Gallery

Rele Gallery bụ ogige nka na ihe ngosi nke oge a dị na Lagos, Nigeria. Ọ dị na ogbe Military ,na Onikan Lagos na Victoria Island, Lagos.

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ Adenrele Sonariwo, onye na-ahụ maka nka na onye bụbu onye na-ndekọ ego, onye bụbu onye na arụ ọrụ PricewaterhouseCoopers, guzobere Rele.[1]

Ụlọ ngosi ahụ bụ akụkụ nke Rele Arts Foundation, otu ejiwere ma bụrụ nke na abụghị maka ịchunta ego.

N'afọ 2021, ụlọ ngosi ahụ meghere ogige nke dị na Los Angeles, na California. Ọ bụ ụlọ ngosi ihe nkiri Africa mbụ emeghere na Los Angeles.[2]

Ndị na-eme ihe omume[dezie | dezie ebe o si]

Rele Gallery gosipụtara ọtụtụ ndị na-eme ihe ngosi na mba Naijiria nke gụnyere Victor Ehikhamenor na Kelechi Amadi-Obi.

Ihe ngosi mmetụta na ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

  • The Atlantic Triangle (April 2017) nke Alfons Hug haziri[3][4][5]
  • Her Story (2017)[6]
  • Tech Meets Art (2015 ugbu a) na mmekorita ya na Samsung.[7]
  • Selense (2016)
  • Strip (May 2015)[8][9]
  • Ihe ngosi nke Video Arts Network Lagos & David Dale Gallery (2015) kwadoro site na British Council[10]

Ụlọ ngosi ahụ sonyekwara na Art Hamptons Fair (July 2013).[11][12]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nescafé. "Why Adenrele Sonariwo Quit Her Auditing Job To Launch An Art Gallery", Konbini Nigeria, 2017-04-11. Retrieved on 2017-11-24. (in en-US)
  2. Pogrebin. "From Lagos to Los Angeles, an African Art Gallery Arrives", The New York Times, 17 February 2021. Retrieved on 10 April 2021.
  3. "An Anatomy of Goethe-Institut's Atlantic Triangle’ Exhibition", ASIRI Magazine, 2017-04-05. Retrieved on 2017-12-14. (in en-US)
  4. ""The Atlantic Triangle" features works by Brazilian, German and Nigerian artists - PIPA Prize", PIPA Prize, 2017-04-07. Retrieved on 2017-12-14. (in en-US)
  5. "Atlantic Triangle unravels histories of Brazilian Quarter in Lagos - Vanguard News", Vanguard News, 2017-02-24. Retrieved on 2017-12-14. (in en-US)
  6. Omotosho. "African Art Exhibition: "Her Story" answers the call for change". Retrieved on 2017-11-24. (in en-US)
  7. Get All the Scoop! Samsung collaborates with Rele Gallery in Groundbreaking Food Art Exhibition & Online Contest | Photos - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com. Retrieved on 2017-11-24.
  8. "A Strip Of Art Appreciation’s ‘Missing Link’". Retrieved on 2017-12-14. (in en-US)
  9. "Strip; An Exhibition On Nudes", WanaWana, 2015-05-11. Retrieved on 2017-12-14. (in en-US)
  10. "Watch Yourself | David Dale Gallery & Studios", David Dale Gallery & Studios. Retrieved on 2017-12-14. (in en-GB)
  11. "Vacation fair season kicks off with ArtHamptons". Retrieved on 2017-12-14.
  12. "ArtHamptons 2015 Opens - artnet News.", artnet News, 2015-07-03. Retrieved on 2017-12-14. (in en-US)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]