Richard Feynman

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Richard Feynman
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoRichard Phillips Feynman Dezie
Aha enyereRichard, Phillips Dezie
aha ezinụlọ yaFeynman Dezie
aha pseudonymOfey Dezie
Ndekọ IPAˈfaɪnmən Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Mee 1918 Dezie
Ebe ọmụmụFar Rockaway Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya15 Febụwarị 1988 Dezie
Ebe ọ nwụrụUCLA Ronald Reagan Medical Center Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụabdominal cancer Dezie
Ebe oliliMountain View Cemetery and Mausoleum Dezie
ŃnàMelville Arthur Feynman Dezie
ŃnéLucille Feynman Dezie
nwanneJoan Feynman Dezie
Dị/nwunyeArline Feynman Dezie
nwaMichelle Feynman Dezie
Asụsụ obodoAmerican English Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Portuguese Dezie
ụdị ọrụ yaquantum electrodynamics, particle physics, Ọ̀mụ̀ntụdị Dezie
onye were ọrụCornell University, California Institute of Technology, Manhattan Project Dezie
ebe agụmakwụkwọFar Rockaway High School, Massachusetts Institute of Technology, Princeton University Dezie
academic thesisThe principle of least action in quantum mechanics Dezie
onye ndụmọdụ doctoralJohn Archibald Wheeler Dezie
nwa akwụkwọRobert Barro, William Daniel Hillis Dezie
nwa akwukwo nkeAbram Bader Dezie
Ebe obibiFar Rockaway, Los Alamos, Altadena Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaekweghị na Chineke Dezie
Ọnọdụ ahụikesynesthesia Dezie
so naManhattan Project Dezie
Onye òtù nkeRoyal Society, American Association for the Advancement of Science, American Physical Society, National Academy of Sciences Dezie
onye nlereranyaPaul Dirac Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Mathematics Dezie
significant placeTuva Dezie
webụsaịtịhttp://richardfeynman.com/ Dezie
WordLift URLhttp://data.wordlift.io/wl0216/entity/richard_feynman Dezie
Feynman nà afọ̀ 1984

Richard Phillips Feynman (/ˈfaɪnmən/; 11 Ọnwaìse 1918 – 15 Ọnwaàbụọ 1988) bụ̀rụ̀ onye Amẹrika ǹkè ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò kà ha mà màkà ọrụ ya nà ụzọ mbaramkpà ǹkè mpịamara ǹkè òrèjè ụ̀hàmà, ịhẹ ǹrùò ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, nà ọ̀mụ̀ntụdị ǹkè okeǹrùrù ǹkè okenjuchaoyi èrù umeanyaanwụ, nàkwà nà ọ̀mụ̀ntụdị nkịrịnkịrị ǹkè o tụ̀nyèrè uchè màkà àtụ̀ nkịrịtụ. Màkà ọrụ ya nà mmepụ̀ta ǹkè ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, Feynman, nà Julian Schwinger mà Shin'ichirō Tomonaga, gonwètàrà ngo Nobel nà ọ̀mụ̀ntụdị nà afọ̀ 1965.

Feynman mepụ̀tàrà ọrụzù òsìse nnọ̀chie ịhẹ ọ̀tụtụ madụ̀ nà è ji màkà mmepụ̀ta agụ̀mà katara àgwà akụmmìmì nkịrịnkịrị, ǹke mechara nweta ahà bụrụ akàmì Feynman. N'ogè â nà ndụ̀, Feynman à bụzie otù diamụ̀mà ọ̀kàka ha mà n'ụ̀wà. Nà njutụ̀ama ǹkè afọ̀ 1999 ǹkè 130 ndi odudu bụrụ diọ̀mụ̀ntụdị nà ụ̀wà gbùrù gburù si nà aka ịhẹ ndeda British Physics World, ha dòrò ya n'isi kà otù onye nà madụ̀ ìri kara ị me ọrụ diọ̀mụ̀ntụdị nà ogè níle.

O nyèrè aka nà nrụpụ̀ta nkpọ akụm n'ogè agha ụ̀wà II nà ahà ya è wuzi nà afọ̀ìri 1980, 1980 kà onye òtù ndị ìzùnrụpụ̀ta Rogers, ndị ìzùọkwa ǹke nyòchàrà m̀bèrède ọ̀kwọga m̀bara Challenger. Soro ọrụ ya nà ime ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò, ha tụrụ Feynman aka kà onye nwaraụzọ̀ nà ọ̀gbọ ǹkè ọ̀màzù ụ̀hàmà nà idubàtà ịhẹ uchepụ̀ta bụrụ ọ̀kàkị̀rị̀. O jìrì ọkammụ̀ta ǹkè Richard C. Tolman nà ọ̀mụmụ ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò nà ùzùmụ̀tà California ǹkè ǹkàpụ̀tà.

Ọ tụ̀rụ̀ Feynman nà àhụ ị gbasàa ọmata ọ̀mụ̀ntụdị si nà mgbasàa akwụkwọ mà ǹzùkụ̀zi ǹke soro nkọrọ okwu nà 1959 gbasara ọ̀kàkị̀rị̀ elunààlà a kpọ̀rọ̀ There's Plenty of Room at the Bottom nà ìkpoàtọ mbìpụ̀ta of his ǹzùkụ̀zi òkpurùmmụ̀chata, The Feynman Lectures on Physics. Feynman a bụkwa onya ha mà màkà akwụkwọ edeònwentitụndụ̀ Surely You're Joking, Mr. Feynman!What Do You Care What Other People Think? nà akwụkwọ h'e dèrè màkà ya dị kà Tuva or Bust! si aka Ralph LeightonGenius: The Life and Science of Richard Feynman si aka James Gleick.