Rise of the Saints

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rise of the Saints
film
ahaRise of the Saints Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ebeNaijiria Dezie
mmekorita ya naNollywood Dezie
ụdịadventure film Dezie
Odee akwụkwọTamara Aihie Dezie
ndi mgbasa oziNetflix Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiBekee Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2020, 9 Ọktoba 2020 Dezie
ụbọchị mmepụta2020 Dezie
Onye nduziSamuel O. Olateru Dezie
onye nsonye ihe nkiriPeter Fatomilola, Tina Mba, Rachel Oniga, Deyemi Okanlawon Dezie
usoro nkesavideo on demand Dezie
ụbọchị ọkwaỌktoba 2020 Dezie

Rise of the Saints, bụ ihe nkiri Naijiria e meputara na 2020 nke Samuel O. Olateru duziri ma Bolanle Olasunde mebere ya. [1] [2] Ihe nkiri a bụ Deyemi Okanlawon na Rachel Oniga na ndị isi ọrụ ebe Tina Mba, Peter Fatomilola, na Teleola Kuponiyi rụrụ ọrụ nkwado. [3] Ihe nkiri a gbasara akụkọ akụkọ ndị Yoruba bụ Queen Moremi Ajasoro. [4] [5] [6]

Ihe nkiri ahụ mere ọkwa mbụ ya na 9 Ọktoba 2020 na fim ụlọ IMAX, Lekki ka afọ ise nke mmepụta ya gasịrị. [7][8] [9] Ihe nkiri ahụ nwetara nnyocha di iche iche site n'aka ndị nkatọ. [10]

Ndị mere ihe nkiri a[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rise of the Saints in Cinemas October 2020 (en-US). AccelerateTv (2020-09-22). Archived from the original on 2021-10-04. Retrieved on 2021-10-04.
  2. Rise of the Saints (en-US). Ozone Cinemas. Retrieved on 2021-10-04.
  3. Tv (2020-04-09). Take a First Look at the Trailer for "Rise of the Saints" starring Deyemi Okanlawon, Racheal Oniga & Tina Mba (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-10-04.
  4. Fun facts you didn't know about 'Rise of the saints' movie (en). Pulse Nigeria (2020-10-13). Retrieved on 2021-10-04.
  5. Nollywood Epic, ‘Rise of the Saints’ Berths (en-US). THISDAYLIVE (2020-10-17). Retrieved on 2021-10-04.
  6. Naijaray. DOWNLOAD: Rise Of The Saints – Nigerian Nollywood Movie 2020 — Naijaray (en-GB). naijaray.com.ng. Retrieved on 2021-10-04.
  7. BellaNaija.com (2020-09-23). "Rise of the Saints" is Heading to the Big Screen Soon (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-10-04.
  8. Bolaji (2020-09-24). Rise Of The Saints; The Movie- Àtụ:Sic October 9th As New Cinema Release Date, Drops New Trailer. (en-US). Retrieved on 2021-10-04.
  9. Gbadeyanka (2020-09-24). Rise of the Saints Gets October 9 Cinema Release Date (en-GB). Retrieved on 2021-10-04.
  10. nollywoodreinvented (2020-10-07). COMING SOON: Rise of the Saints (en-US). Nollywood Reinvented. Retrieved on 2021-10-04.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]