Tina Mba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tina Mba
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereTina Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta, Enúgwu Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ahọpụtara makaBest of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Tina Mba bụ nwaanyị na-eme ọrụ ihe nkiri a họpụtara maka Africa Movie Academy Award for Best Actress na mmemme nke 7th Africa Movie Academy Awards.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N’afọ 2017, ọ pụtara na Isoken, Bariga Suger, Okafor's Law na fim ndị ọzọ, ma bụrụ onye Pulse kọwara dịka onye kacha eme ihe nkiri n’afọ ahụ. Na mmemme 2017 Africa Magic Viewers Choice Awards, a họpụtara ya maka katịgorị nke; nwanyị kachasị mma na fim ntochi.[1] N'ajụjụ ọnụ ya na The Punch, ọ kọwara na ihe mere nkọwapụta ya nke ọma na-ihe nkiri bụ ọrụ site n'ibi omume na iche onwe ya n'ime ya. O kwukwara na ọ ga-amasị ọrụ iji gosipụta ihe nkiri, ma ọ bụrụ na a kwụrụ ya ụgwọ maka ha abụọ.[2] Na 2016, o mere fim Ufuoma, ihe nkiri ịhụnanya, nke Ikechukwu Onyeka duziri.[3] N’ọnwa Ọktọba 2017, ọ pụtara na Omoye, nke bụ ihe nkiri nkwado megide ndina n'ike.[4] Na 2017, ọ rụrụ ọrụ fim nke ntọchị, Isoken ya na, Dakore Akande na Dakore Akande. O mere dịka nne, na-enye nwa ya nwanyị nsogbu ka ọ lụọ di ma ghara ilekwasị anya na ọrụ ya.[5]

Nhọrọ ọrụ fim[dezie | dezie ebe o si]

Ndụ ya n'ime[dezie | dezie ebe o si]

Mba bụ nwaafọ steeti Enugu.[6] ọ mụrụ ụmụ abụọ.[7]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Tina Mba on IMDb