Rita Agbo Ayim
Ọdịdị
Rita Agbo Ayim
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Rita |
| Aha ezinụlọ ya | Ayim |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1962 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Cross River |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | black |
. [1]Rita Agbo Ayim (amuru 1962) [1] bu onye aghandọrọ Naijiria na onye People Democratic Party sitere n'okpuru ọkwa Ogoja na steeti Cross River
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụbu onye isi oche ọchịchị ime obodo Ogoja na kọmishọna na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị na ọgbakọ ndị isi na steeti Cross River n'okpuru Gọvanọ Ben Ayade. [2]
Ugbu a ọ bụ onye omebe iwu steeti na Cross River steeti. [3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Akintonde (2023-04-13). 2023 Elections: International Press Centre Congratulates All Female Candidate Elects (en-US). Voice of Nigeria. Retrieved on 2023-11-04.
- ↑ Ayade sacks four commissioners, five other appointees (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2023-11-04.
- ↑ Cyril (2023-03-19). APC sweeps house of assembly seats in Cross River, as Duke, Liyel other PDP stalwarts lose state constituencies (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2023-11-04.