Gaa na ọdịnaya

Rofiat Imuran

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rofiat Imuran
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoRofiat Imuran Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Jụn 2004 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Nigerian Pidgin, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuSunshine Stars F.C., Rivers Angels F.C., Stade de Reims, Nigeria women's national under-20 football team, Nigeria women's national football team Dezie
Coach of sports teamChristopher Danjuma Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
Footednessleft-footedness Dezie
So na2022 FIFA U-20 Women's World Cup, 2023 FIFA Women's World Cup Dezie
Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpiWorld cup 2023, 2024 World Cup Dezie

 

Rofiat Imuran (amụrụ na 17 June 2004) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agbachitere. Rofiat Imuran onye na-agbachitere Ọ na-egwuri egwu maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Naijiria. Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Naijiria[1]

O sonyere na FIFA U-20 Women's World Cup. FIFA U-20 Women's World Cup[2][3]

TỌ na-egwuri egwu maka Stade de Reims. Ámá Egwuregwu nke Reims[4][5][6][7]

N'abalị iri na isii n'ọnwa Juun afọ 2023, a gụnyere ya n'ime ndị egwuregwu iri abụọ na atọ nke Naijiria maka asọmpi FIFA Women's World Cup nke afọ 2023. 2023 FIFA Women's World Cup[8]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Alao, Seyi (2022-09-05). ""They are the future of Super Falcons" — Waldrum praises Imuran, Deborah and others". Latest Sports News In Nigeria (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2023-04-01. Retrieved 2023-04-01.
  2. "Falcons chance excites Imuran". Punch Newspapers (in Bekee ndị America). 2023-02-23. Retrieved 2023-04-01.
  3. "Falconets' Coach Names World Cup Squad As Team Depart For Costa Rica". channelstv.com.
  4. Dairo, Fisayo (2022-10-14). "Super Falcons stars Imuran, Demehin set for Reims debut". ACLSports (in Bekee ndị United Kingdom). Archived from the original on 2023-04-01. Retrieved 2023-04-01.
  5. Agberebi, James (2022-10-14). "Falconets Stars Demehin, Imuran Join French Club Stade de Reims". Complete Sports (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2023-04-01. Retrieved 2023-04-01.
  6. Oyebola, Mike (2022-10-13). "Transfer: French club, Stade Reims sign Falconets duo". Daily Post Nigeria (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-04-01.
  7. Erons, Imhons (2022-10-13). "Official: Stade de Reims sign two Nigeria u20 Women World Cup stars - Soccernet NG". Soccernet.ng (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-04-01.
  8. Ryan Dabbs (2023-06-14). "Nigeria Women's World Cup 2023 squad: most recent call ups". fourfourtwo.com (in Bekee). Retrieved 2023-06-20.