Rose Emma Cherukut
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Aha enyere | Rose, Emma |
| Ebe ọmụmụ | Uganda |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, legislator |
| Ọkwá o ji | member of parliament |
| Mpaghara ntuli aka | Kween District |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Rose emma Cherukut bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu Uganda. Ọ na-anọchite anya ndị obodo Kween dị ka nwanyị omeiwu distrikti na ndị omeiwu nke Uganda. Ọ bụ onye otu National Resistance Movement (NRM) otu pati n'okpuru onye isi oche nke Yoweri Kaguta Museveni onye isi ala nke mba Uganda.[1][2][3][4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Cherukut bụ onye bụbu Resident District Commissioner (RDC) maka mpaghara Kapchorwa.[5][6][7] Ọ bịara na nzuko omeiwu mgbe o meriri oche MP na 19,479 vootu megide Chekwel Lydia onye nwetara 13,550 vootu.[1] Cherukut bụ nwa nwanne Lydia Chekwel onye ọ meriri. Chekwel lụrụ nwanne nna Cherut.[8]
Na nzuko omeiwu nke Uganda, Cherukut bụ onye otu na kọmitii na-ahụ maka iwu na okwu ndị omeiwu. Ọ bụkwa onye otu na Kọmitii na-ahụ maka ego oha na eze (Gọọmentị Obodo).[9]
Arụmụka
[dezie | dezie ebe o si]E boro Cherukut ebubo na ọ na-eme ihe n'ụzọ dị elu mgbe otu n'ime ndị nche ya mgbe ọ ka nọ na RDC na Kapchorwa gburu otu nwanyị dị afọ iri na anọ mgbe ọ na-anwa ịgbasa ndị aṅụrụma mebiri Iwu COVID-19.[10][11]
Ebemside
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "Cherukut Rose Emma - 2021 General Election - Visible Polls". visiblepolls.org (in Bekee). Retrieved 2022-04-07.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "FULL LIST: Museveni Reshuffles RDCs". www.howwebiz.ug (in Bekee). Retrieved 2022-04-07.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Museveni appoints RDCs, Deputies again". Nile Post (in Bekee ndị America). 2018-10-03. Retrieved 2022-04-07.
- ↑ "It is a family affair for Kween Woman MP seat". Monitor (in Bekee). Retrieved 2022-04-07.
- ↑ "Committee on Public Accounts (Local Government) – Parliament Watch" (in Bekee ndị America). Retrieved 2022-04-07.
- ↑ Writer, Secondopinion (2020-04-07). "RDC's army bodyguard arrested for shooting 14-year old in battle with drunkards". THE SECOND OPINION (in Bekee ndị America). Retrieved 2022-04-07.
- ↑ Independent, The (2020-04-06). "Curfew: 14 year old girl shot in Kapchorwa". The Independent Uganda (in Bekee ndị America). Retrieved 2022-04-07.